Nkọwa okwu logo
Beta

ǹjìàkpö

ǹjìàkpọ

Wordǹjìàkpọ
Definitions

Noun

1.speech apparatus; speech organs

Related Terms
Word Stems

Examples

E ji ǹjìàkpọ akpọpụta mkp̣ụrụụda.

E ji ǹjìàkpọ akpọpụta mkp̣ụrụụda.

Phones are produced with the speech apparatus.

Njìàkpọ na-arụ arụ abụọ.

Njìàkpọ na-arụ arụ abụọ.

Speech organs perform two functions.

ńgwé

ngwe

Wordngwe
Definitions

Noun

1.grinder; apparatus, machine for grinding (-gwe grind)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Emeka nwere ngwe abụọ.

Emeka nwere ngwe abụọ.

Emeka has two grinder.

Ọ bụ onye Igbo anyị rụrụ ngwe a.

Ọ bụ onye Igbo anyị rụrụ ngwe a.

This apparatus was manufactured by our Igbo kinsman.

Chọta ndị na-edozi ngwe ọka.

Chọta ndị na-edozi ngwe ọka.

Search for people who repair maize grinding machine

Wetara m ngwe ahụ.

Wetara m ngwe ahụ.

Get me that grinder.

Ngwe ọhụrụ m zụrụ emebiela.

Ngwe ọhụrụ m zụrụ emebiela.

The new grinder I bought ha spoilt.

Ngwe a dị oke ọnụ.

Ngwe a dị oke ọnụ.

This grinder is costly.

O weghachịbe ngwe ahụ ọ naara Chike.

O weghachịbe ngwe ahụ ọ naara Chike.

He has not returned the grinder he collected from Chike.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.