kwáfè
kwafè
Word | kwafè |
Definitions | Active verb 1.move things to somewhere else by packing them 2.move house; relocate; move or pack to a new place (apartment) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mụ na nwanne m na-akwafe n'ụlọ ọzọ.
Mụ na nwanne m na-akwafe n'ụlọ ọzọ.
My sibling and I are moving to another house.
Ịkwafe ngwongwo ahụ rara ahụ.
Ịkwafe ngwongwo ahụ rara ahụ.
Moving that load was difficult.
Ha kwafere n'ụlọ ọhụụ ha n'izuụka gara aga.
Ha kwafere n'ụlọ ọhụụ ha n'izuụka gara aga.
They moved to their house last week.
Gịnị mere ha ji akwafe n'ebe ahụ.
Gịnị mere ha ji akwafe n'ebe ahụ.
Why are they moving to that place?
Ha na-akwafe n'ụlọ ọhụrụ kwa afọ.
Ha na-akwafe n'ụlọ ọhụrụ kwa afọ.
They move to a new house every year.
Kwafee ihe ndịa ebe ọzọ.
Kwafee ihe ndịa ebe ọzọ.
Move these things to another place.
Emeka sị na ọ ga-akwafe n'ụlọ nke a.
Emeka sị na ọ ga-akwafe n'ụlọ nke a.
Emeka said that he will move to this particular house.