Nkọwa okwu logo
Beta

ányü

anyụ̄

Wordanyụ̄
Definitions

Noun

1.pumpkin (the fruit)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ada enweghị mmasị iri anyụ.

Ada enweghị mmasị iri anyụ.

Ada does not like eating pumpkin.

Anyị riri ji na anyụ.

Anyị riri ji na anyụ.

We ate yam and pumpkin.

Anyụ dị ụkọ ugbu a.

Anyụ dị ụkọ ugbu a.

Pumpkin is scarce now.

Anyụ na-edozi ahụ.

Anyụ na-edozi ahụ.

Pumpkin nourishes the body

Nne na-ere anyụ

Nne na-ere anyụ

Mother sells pumpkin.

Anyụ dị ọnụ n'ahịa.

Anyụ dị ọnụ n'ahịa.

Pumpkin is costly at the market.

ányü

anyụ̄

Wordanyụ̄
Definitions

Noun

1.axe (also anyikē, anyụ ikē), see separate entry

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Anyụ gburu m n'ụkwụ.

Anyụ gburu m n'ụkwụ.

Axe hit me on the leg.

Mmọnwụ ụmụ okorobịa na-eji anyụ.

Mmọnwụ ụmụ okorobịa na-eji anyụ.

Youth masquerade carry axe.

E ji anyụ atụwa nkụ.

E ji anyụ atụwa nkụ.

Axe is used to break firewood.

ḿpóchí

mpochi

Wordmpochi
Definitions

Noun

1.toilet; a place meant for defecation

Related Terms
Word Stems

Examples

Anọ m na mpochi oge ị na-akpọ m.

Anọ m na mpochi oge ị na-akpọ m.

I was in the toilet the time you were calling me.

Mpochi abụọ dị n'ụlọ a.

Mpochi abụọ dị n'ụlọ a.

Two toilets are in this house.

Ụzọ mpochi anyị emebiela.

Ụzọ mpochi anyị emebiela.

Our toilet door has spoilt.

Ahụrụ m agwọ na mpochi anyị.

Ahụrụ m agwọ na mpochi anyị.

I saw a snake in our toilet.

Ha enweghị mpochi.

Ha enweghị mpochi.

They don't have toilet.

Mpochi ha ruru unyi.

Mpochi ha ruru unyi.

Their toilet is dirty.

Ụlọ ahụ nwere mpochi ọha.

Ụlọ ahụ nwere mpochi ọha.

That house has a public toilet.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.