Nkọwa okwu logo
Beta

ànyįnyìígwè

ànyị̀nyìigwè

Wordànyị̀nyìigwè
Definitions

Noun

1.bicycle

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyịnyaigwe meruru ya ahụ.

Anyịnyaigwe meruru ya ahụ.

Bicycle injured him.

Ndị Imo na Abịa na-agbakarị ànyị̀nyà igwè

Ndị Imo na Abịa na-agbakarị ànyị̀nyà igwè

The Imo and Abia ride bicycle more.

Anyị̀nyà igwè m mebiri n'ụzọ.

Anyị̀nyà igwè m mebiri n'ụzọ.

My bicycle spoilt on the way.

Ha gara asọmpi ịgba ànyị̀nyà igwè.

Ha gara asọmpi ịgba ànyị̀nyà igwè.

They went for a cycling competition.

Ọ bụ anyịnyaigwe ka o ji jee ọrụ.

Ọ bụ anyịnyaigwe ka o ji jee ọrụ.

It is bicycle that he went to work with.

Ndị ohi zuru anyịnyaigwe ya.

Ndị ohi zuru anyịnyaigwe ya.

Thieves stole his bicycle.

Anyịnyiigwe a emeela ochie.

Anyịnyiigwe a emeela ochie.

This bicycle is old.

Anyịnyiigwe a dị ọnụ.

Anyịnyiigwe a dị ọnụ.

This bicycle is expensive.

Ezuola anyịnyiigwe ya.

Ezuola anyịnyiigwe ya.

His bicycle has been stolen.

Emeka zụtara anyịnyiigwe ọhụrụ.

Emeka zụtara anyịnyiigwe ọhụrụ.

Emeka bought a new bicycle.

Chike na-ese anyịnyiigwe.

Chike na-ese anyịnyiigwe.

Chike is drawing a bicycle.

Bịa nyaa anyịnyiigwe m.

Bịa nyaa anyịnyiigwe m.

Come and ride my bicycle.

Onye nwe anyịnyiigwe a?

Onye nwe anyịnyiigwe a?

Who has this bicycle?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.