ányáürá
anyaụrā
Word | anyaụrā |
Definitions | Noun 目密鎌 1.drowsiness; heavy with sleepiness; unsmart |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Eji m anyaụra mara Ugochi.
Eji m anyaụra mara Ugochi.
I know Ugochi for not been smart.
Abụghị m onye anyaụra.
Abụghị m onye anyaụra.
I am not an unsmart person.
Anyaụra ji nwa ahụ.
Anyaụra ji nwa ahụ.
Drowsiness is acting upon that child.
O mere anyaụra mgbe ndị uweojii bịara.
O mere anyaụra mgbe ndị uweojii bịara.
He was not smart when the police came.
Anyaụra na-eme ya.
Anyaụra na-eme ya.
He/She is feeling drowsy.
Emekwala anyaụra n'ahịa ahụ.
Emekwala anyaụra n'ahịa ahụ.
Don't show lack of smartness at that market.
Ọ dịghị mma ime anyaụra.
Ọ dịghị mma ime anyaụra.
It is not good to be clumsy.
I mee anyaụra, ha aghọgbuo gị.
I mee anyaụra, ha aghọgbuo gị.
If you are unsmart, they will deceive you.