Nkọwa okwu logo
Beta

ányáúkwú

anyaukwu

Wordanyaukwu
Definitions

Noun

1.greed; greedy; covetous

Variationsanya ukwu
Related Terms
Word Stems

Examples

Akụnne enweghị anyaukwu.

Akụnne enweghị anyaukwu.

Akunne is not greedy.

Ọ na-achọ ịnara nwanne ya ala ahụ maka anyaukwu.

Ọ na-achọ ịnara nwanne ya ala ahụ maka anyaukwu.

He wants to collect that land from his brother because of greed.

Eji anyaukwu mara nwoke ahụ.

Eji anyaukwu mara nwoke ahụ.

That man is known for greed.

Anyaukwu abụghị ezigbo ihe.

Anyaukwu abụghị ezigbo ihe.

Greed is not a good thing.

Anyị achọghị onye anyaukwu ebe a.

Anyị achọghị onye anyaukwu ebe a.

We do not want a greedy person here.

Omume ya gosiri na ọ bụ onye anyaukwu.

Omume ya gosiri na ọ bụ onye anyaukwu.

His behavior shows that he is a greedy person.

ékwòrò

ekwòrò

Wordekwòrò
Definitions

Noun

1.jealousy; envy

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ekworo ehika ebe a.

Ekworo ehika ebe a.

There is too much envy here.

Ekworo na-emebi ọtụtụ ihe.

Ekworo na-emebi ọtụtụ ihe.

Envy damages a lot of things.

Ọ bụ ekworo mere ha ji gbasaa.

Ọ bụ ekworo mere ha ji gbasaa.

It was envy made them separate.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.