Nkọwa okwu logo
Beta

ànyàrį

ànyàrị̀

Wordànyàrị̀
Definitions

Noun

1.albinism; albino

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

A na-agwa anyarị okwu ọ na-ekwe n'isi, amaghị ka o kwere ekwe ka ọ jụrụ ajụ.

A na-agwa anyarị okwu ọ na-ekwe n'isi, amaghị ka o kwere ekwe ka ọ jụrụ ajụ.

An albino shakes his head normally when spoken to. You're not sure whether he is in agreement or not.

Anyarị abụghị ọrịa.

Anyarị abụghị ọrịa.

Albinism is not a sickness.

Naanị anyarị ahụ gbara onye nke mbụ.

Naanị anyarị ahụ gbara onye nke mbụ.

Only the albino took the first position.

Anyị nwere ndị anyarị abụọ na klaasị.

Anyị nwere ndị anyarị abụọ na klaasị.

We have two albinos in the class.

Nne mụrụ anyarị.

Nne mụrụ anyarị.

My mother gave birth to an albino.

Ọ na-achọ anyarị ahụ okwu.

Ọ na-achọ anyarị ahụ okwu.

He is troubling the albino.

Anyarị a amaka.

Anyarị a amaka.

This albino is beautiful.

Anyarị abụghị ọrịa.

Anyarị abụghị ọrịa.

Albinism is not a sickness.

Anyarị a mara mma.

Anyarị a mara mma.

This albino is beautiful.

Anyarị ahụ bụ onye nkụzi.

Anyarị ahụ bụ onye nkụzi.

That albino is a teacher.

Ugochi mụrụ anyarị.

Ugochi mụrụ anyarị.

Ugochi gave birth to an albino.

Ọ na-eme anya ka anyarị.

Ọ na-eme anya ka anyarị.

He is doing his eyes like an albino.

Ọtụtụ ndị anyarị bịara.

Ọtụtụ ndị anyarị bịara.

Many albinos came.

Naanị Ada bụ anyarị n'ime ụmụnne ya.

Naanị Ada bụ anyarị n'ime ụmụnne ya.

Only Ada is an albino among her sibling.

Oke anwụ adịghị anyarị a mma n'ahụ.

Oke anwụ adịghị anyarị a mma n'ahụ.

Too much sun is not good on this albino.

Anyị nwe anyarị na klasị anyị.

Anyị nwe anyarị na klasị anyị.

We have an albino in our class.

Ọ bụ anyarị ahụ nwe ụlọ a.

Ọ bụ anyarị ahụ nwe ụlọ a.

It is that albino that has this house.

Nwanne ya nwaanyị mụrụ anyarị.

Nwanne ya nwaanyị mụrụ anyarị.

Her sister gave birth to albino.

Ha chọrọ ịhụ ndị anyarị niile.

Ha chọrọ ịhụ ndị anyarị niile.

They want to see all the albinos.

Naanị anyarị ahụ na-eresi m ezigbo mmanụ.

Naanị anyarị ahụ na-eresi m ezigbo mmanụ.

Only that albino sells good oil to me.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.