Nkọwa okwu logo
Beta

ányá

anya

Wordanya
Definitions

Noun

1.the part of the body on your face that is used for seeing; eye(s)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ihe febanyere Ada n'anya

Ihe febanyere Ada n'anya

Something flew into Ada's eyes

Anya ahụbeghi ihe Chukwu kwadobere m.

Anya ahụbeghi ihe Chukwu kwadobere m.

Eyes have not seen what God prepared for me.

Ọgwụ ọ na-atanye n' anya pịakpọrọ ya anya

Ọgwụ ọ na-atanye n' anya pịakpọrọ ya anya

The eye drops made her blind

Anya ya hụrụ ihe o kwesighị ịhụ.

Anya ya hụrụ ihe o kwesighị ịhụ.

His eyes saw what should not be seen.

áñá

aṅā

Wordaṅā
Definitions

Noun

1.cane for flogging; a particular type of grass (Oncocalamus wrightianus Hutch) commonly used in making cane furniture and household items or flogging; wild cane

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Aṅa ahụ agbajiela.

Aṅa ahụ agbajiela.

That cane is broken.

Aṅa apịara ya hapụrụ apa n'ahụ ya.

Aṅa apịara ya hapụrụ apa n'ahụ ya.

The cane he was flogged left a scar on his body.

Ada nwe oche eji aṅa kpaa.

Ada nwe oche eji aṅa kpaa.

Ada has a cane chair.

Wetara aṅa n'ebe ahụ.

Wetara aṅa n'ebe ahụ.

Get me a cane there.

Nna ya na-apịa ya aṅa oge ọbụla o mere ihe ọjọọ.

Nna ya na-apịa ya aṅa oge ọbụla o mere ihe ọjọọ.

His father flogs him whenever he does something bad.

ǫtï

ọ̀tị

Wordọ̀tị
Definitions

Noun

寊軸

1.far; stretched

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ebe Chinwe bi dị ọtị

Ebe Chinwe bi dị ọtị

Where Chinwe is living is far.

Ọ dị ọtị.

Ọ dị ọtị.

It is far.

Ọ chọtara ụlọ ebe dị ọtị.

Ọ chọtara ụlọ ebe dị ọtị.

He hired a house at a far place.

Ije ahụ dị ọtị.

Ije ahụ dị ọtị.

That trip is far.

Ebe Chinwe bi dị ọtị

Ebe Chinwe bi dị ọtị

Where Chinwe is living is far.

Chọta ụgbọala, agaghị m eji ụkwụ erute ebe ahụ, ọ dị ọtị.

Chọta ụgbọala, agaghị m eji ụkwụ erute ebe ahụ, ọ dị ọtị.

Look for a vehicle, I cannot trek to that place, it is far.

Ebe a rụrụ ụlọụka anyị dị ọtị.

Ebe a rụrụ ụlọụka anyị dị ọtị.

Where our church is built is far.

Ụlọ ha dị ọtị karịa ụlọ anyị.

Ụlọ ha dị ọtị karịa ụlọ anyị.

Their house is farther than our house,

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.