áñųrï
aṅụ̀rị
Word | aṅụ̀rị |
Definitions | Noun 媛 1.happiness 2.joyfulness |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ na-enwe anụrị n'ime obi ya.
Ọ na-enwe anụrị n'ime obi ya.
He is rejoicing in his mind.
Aṅụrị m ga-ezu oke.
Aṅụrị m ga-ezu oke.
My happiness will be full.
Aṅụrị m bụ na agụchala m mahadum.
Aṅụrị m bụ na agụchala m mahadum.
My happiness is that I have finished studying in the university.
Obi bụ m sọ anụrị.
Obi bụ m sọ anụrị.
I am full of happiness.
Ọ bụ ọrụebube Chukwu rụrụ ka ha ji enwe aṅụrị taa.
Ọ bụ ọrụebube Chukwu rụrụ ka ha ji enwe aṅụrị taa.
It is because of the miracle God did that made them to be rejoicing today.
Ana m enwe anụrị.
Ana m enwe anụrị.
I am happy.
Nwa ọhụrụ ahụ wetara anyị aṅụrị .
Nwa ọhụrụ ahụ wetara anyị aṅụrị .
The baby brought happiness to us.
Emebikwala anụrị m.
Emebikwala anụrị m.
Do not spoil my happiness.
ïbàrà
ịbàrà
Word | ịbàrà |
Definitions | Noun 1.the characteristic of being jovial or high spirited; jovial; playfulness; jolliness; 2.playful show off or boasting Adjective 1.cheerful and friendly; jovial; playful 2.playfully boastful |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ịbara gị akarịala.
Ịbara gị akarịala.
Your joviality is getting too much.
Ịbara ka o ji gbata ya enyi.
Ịbara ka o ji gbata ya enyi.
He wooed her over with joviality.
Anyị abịaghị ebe a ime ịbara.
Anyị abịaghị ebe a ime ịbara.
We are not here for play.
Ndidi bụ onye ịbara.
Ndidi bụ onye ịbara.
Ndidi is a jovial person.
Onye ọbụla hụrụ ya n'anya maka na ọ bụ onye ịbara.
Onye ọbụla hụrụ ya n'anya maka na ọ bụ onye ịbara.
Everybody likes her because she is a friendly person.
Ịbara ya dịka nke ụmụaka.
Ịbara ya dịka nke ụmụaka.
Her joviality is like those of children.
Ndị ịbara anaghị ewe iwe ngwangwa.
Ndị ịbara anaghị ewe iwe ngwangwa.
Jovial people do not get angry easily.
Ịbara ka o ji gbata ya enyi.
Ịbara ka o ji gbata ya enyi.
He wooed her over with jolliness.
Ndị ịbara anaghị ewe iwe ngwangwa.
Ndị ịbara anaghị ewe iwe ngwangwa.
Jovial people do not get angry easily.
Onye ọbụla hụrụ ya n'anya maka na ọ bụ onye ịbara.
Onye ọbụla hụrụ ya n'anya maka na ọ bụ onye ịbara.
Everybody likes her because she is a high spirited person.
Ndidi bụ onye ịbara.
Ndidi bụ onye ịbara.
Ndidi is a playful person.
Ịbara ya dịka nke ụmụaka.
Ịbara ya dịka nke ụmụaka.
Her playfulness is like that of kids.
Anyị abịaghị ebe a ime ịbara.
Anyị abịaghị ebe a ime ịbara.
We are not here to show-off.
Ịbara gị akarịala.
Ịbara gị akarịala.
Your playfulness has become too much.
Di Chika abụghị onye ịbara.
Di Chika abụghị onye ịbara.
Chika's husband is not a jovial peron.
Nwunye m bụ onye ịbara.
Nwunye m bụ onye ịbara.
My wife is a jovial person.
Naanị ndị ịbara ka m chọrọ.
Naanị ndị ịbara ka m chọrọ.
I want only jovial people.