ánüülǫ
anụụlọ̀
Word | anụụlọ̀ |
Definitions | Noun 嵐家 1.domestic animal |
Variations | anụ ụlọ̀ |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nkịta bụ anụụlọ na-aka amasị ndị mmadụ.
Nkịta bụ anụụlọ na-aka amasị ndị mmadụ.
The dog is the domestic animal that people like the most.
Ewu bụ anụụlọ.
Ewu bụ anụụlọ.
Goat is a domestic animal.
Anyị nwere anụụlọ.
Anyị nwere anụụlọ.
We have a domestic animal.
Obika na-akpa anụụlọ.
Obika na-akpa anụụlọ.
We have a domestic animal .