wé íwē
we iwē
Word | we iwē |
Definitions | Active verb 響顔 1.be angry or annoyed |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọghị m ihe ga-ewe m iwe ugbu a.
Achọghị m ihe ga-ewe m iwe ugbu a.
I do not want anything that will annoy me now.
Iwe iwe nnukwu adịghị mma.
Iwe iwe nnukwu adịghị mma.
Being excessively angry is not good.
Wee iwe ma ị chọọ! Ihe ọ gwara gị bụ eziokwu.
Wee iwe ma ị chọọ! Ihe ọ gwara gị bụ eziokwu.
Get angry if you want! What he told you is the truth.
Onye were iwe?
Onye were iwe?
Who got angry?
Mmadụ dum na-ewe iwe.
Mmadụ dum na-ewe iwe.
Everybody is angry.
Achọghị m ka i wee iwe.
Achọghị m ka i wee iwe.
I do not want you to be angry.
Okeke na-ewe iwe.
Okeke na-ewe iwe.
Okeke is vexing.
lù ílú
lù ilū
Word | lù ilū |
Definitions | Active verb 款寃款 1.be bitter 2.to be angry; evil hearted hatred |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọgwụ nke a na-elu ilu.
Ọgwụ nke a na-elu ilu.
This very medicine is bitter.
Ọ bụ ha mere ka obi dị ya ilu.
Ọ bụ ha mere ka obi dị ya ilu.
They made him to be angry
Ọ bụ ha mere ka obi dị ya ilu.
Ọ bụ ha mere ka obi dị ya ilu.
They made him to be angry
Ofe olugbu Amaka siri na-elu ilu nnukwu.
Ofe olugbu Amaka siri na-elu ilu nnukwu.
The bitter leaf soup Amaka cooked is too bitter.
Obi ya luru ilu.
Obi ya luru ilu.
His heart was embittered.
Anaghi m eri ihe ọbụla na-elu ilu.
Anaghi m eri ihe ọbụla na-elu ilu.
I do not eat anything that is bitter.
ųjá
ụ̀ja
Word | ụ̀ja |
Definitions | Noun 㤏 1.the sound a dog makes when it's excited or angry; bark (of a dog) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ana m anụ ụja nkịta.
Ana m anụ ụja nkịta.
I am hearing the bark of a dog.
Ọ na-agbọ ụja ka nkịta.
Ọ na-agbọ ụja ka nkịta.
It barks like a dog.
Ozigbo nkịta ahụ gbọrọ ya uja, ọ daa n'ala.
Ozigbo nkịta ahụ gbọrọ ya uja, ọ daa n'ala.
Immediately the dog barked at him, he fell down.
Achọghị m mmadụ ịgbọ m ụja ugbua.
Achọghị m mmadụ ịgbọ m ụja ugbua.
I don't want anyone barking at me now.
kpású íwē
kpasu iwē
Word | kpasu iwē |
Definitions | Active verb 飾顔 1.provoke to anger; annoy; enrage; make violently angry |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ada kpasuru nne ya iwe.
Ada kpasuru nne ya iwe.
Ada annoyed her mother.
Ada kpasuru di ya iwe.
Ada kpasuru di ya iwe.
Ada annoyed/angered him.
Oke asị ya na-akpasu m iwe.
Oke asị ya na-akpasu m iwe.
His incessant lies make me angry.
O kwuru na ọ ga-akpasu ya iwe.
O kwuru na ọ ga-akpasu ya iwe.
He said that he will annoy her.
Ọ kpasuru ya iwe n'ụbọchị agbamakwụkwọ ha.
Ọ kpasuru ya iwe n'ụbọchị agbamakwụkwọ ha.
He annoyed her on their wedding daỵ
Ọ kpasuru ya iwe n'ụbọchị agbamakwụkwọ ha.
Ọ kpasuru ya iwe n'ụbọchị agbamakwụkwọ ha.
He annoyed her on their wedding daỵ
Ọ chọrọ ịkpasu gị iwe.
Ọ chọrọ ịkpasu gị iwe.
He wants to provoke you.
Ada kpasuru di ya iwe.
Ada kpasuru di ya iwe.
Ada annoyed/angered him.
Ada kpasuru nne ya iwe.
Ada kpasuru nne ya iwe.
Ada annoyed her mother.
Naanị ihe na-akpasu mmadụ iwe ka ọ na-eme.
Naanị ihe na-akpasu mmadụ iwe ka ọ na-eme.
Only what annoys somebody is what he like doing.
Ahụrụ m ka ha na-akpasu nne ha iwe.
Ahụrụ m ka ha na-akpasu nne ha iwe.
I saw them annoying their mother.
Gaa kpasuo ya iwe.
Gaa kpasuo ya iwe.
Go and provoke him.