Beta

áñàrà

aṅàrà

Wordaṅàrà
Definitions

Noun

1.a specie of egg plant which is usually very tiny; garden egg

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ana m ata aṅara.

Ana m ata aṅara.

I am eating garden egg .

A na-ata akwụkwo aṅara ata.

A na-ata akwụkwo aṅara ata.

Garden egg leaves are edible.

Aṅara a emebiela.

Aṅara a emebiela.

This garden egg has spoilt.

Aṅara na-enye ọbara.

Aṅara na-enye ọbara.

Garden egg is protenious.

Atara m aṅara na ose ọjị.

Atara m aṅara na ose ọjị.

I ate garden egg and alligator pepper.

Aṅara kọrọ akọ n'ahịa.

Aṅara kọrọ akọ n'ahịa.

Garden egg is scarce in the market.

Onye nwe aṅara a?

Onye nwe aṅara a?

Who has this garden egg?

Ọnaghị amasị Emeka ịta aṅara

Ọnaghị amasị Emeka ịta aṅara

Emeka does not like eating garden egg.

ányųrų

anyụ̀rụ̀

Wordanyụ̀rụ̀
Definitions

Noun

1.alveolar (ridge)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

A na-akpọpụta /t/ n'anyụrụ.

A na-akpọpụta /t/ n'anyụrụ.

/t/is produced at the alveolar ridge.

E nwere ọtụtụ mkpụrụụdasụsụ a na-akpọpụta n'anyụrụ.

E nwere ọtụtụ mkpụrụụdasụsụ a na-akpọpụta n'anyụrụ.

There are many phonemes produced at the alveolar ridge.

Ọnya mere m n'anyụrụ.

Ọnya mere m n'anyụrụ.

I have a sore on my alveolar ridge.

Metu ire gị n' anyụrụ.

Metu ire gị n' anyụrụ.

Touch your tongue on your alveolar.

A mara m ọrụ anyụrụ na-arụ na mkpọpụta okwu.

A mara m ọrụ anyụrụ na-arụ na mkpọpụta okwu.

I know the function of alveolar in speech production.

Kedu ebe anyụrụ dị n'ime ọnụ gị?

Kedu ebe anyụrụ dị n'ime ọnụ gị?

Where is alveolar located in your mouth?

àfüfá

àfụfā

Wordàfụfā
Definitions

Noun

1.garden egg (Solanum aethiopicum); eggplant (Solanum melongena)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Afụfa na-amasị m.

Afụfa na-amasị m.

I like garden egg.

A ga-azụta otu akpa afụfa.

A ga-azụta otu akpa afụfa.

One bag of garden egg will be bought.

Ọ sị na afụfa na-asacha ime ahụ.

Ọ sị na afụfa na-asacha ime ahụ.

He said garden egg cleanses the body.

Afụfa dị mma n'ahụ.

Afụfa dị mma n'ahụ.

Garden egg is good for the body.

Chibụnna ji afụfa kooro anyị oji.

Chibụnna ji afụfa kooro anyị oji.

Chibunna gave us garden egg for kola.