Nkọwa okwu logo
Beta

àláàlà

àlaàlà

Wordàlaàlà
Definitions

Nominal Modifier

1.bottom, lowest ebb/level

Related Term
Word Stem

Examples

Ego ahụ dị n'alaala akpa m.

Ego ahụ dị n'alaala akpa m.

The money is at the bottom of my bag.

Kedụ ebe alaala ya jedebere?

Kedụ ebe alaala ya jedebere?

Where did the bottom reach?

Nri ahụ rere ọkụ n'alaala.

Nri ahụ rere ọkụ n'alaala.

The food got burnt on the bottom.

Alaala ya kwesịrị imi emi.

Alaala ya kwesịrị imi emi.

The lowest level supposed to be deep.

Ekwela ka o ruo alaala ya.

Ekwela ka o ruo alaala ya.

Don't allow it to reach the bottom.

O mebiri ndị dị n'alaala.

O mebiri ndị dị n'alaala.

It destroyed the ones at the bottom.

Ọ dị n'alaala.

Ọ dị n'alaala.

It is at the bottom.

Si n'alaala igbejuoyi weta mmanya.

Si n'alaala igbejuoyi weta mmanya.

Bring drink from the bottom of the fridge.

Etinyere m ego ahụ n'alaala igbe.

Etinyere m ego ahụ n'alaala igbe.

I put the money at the bottom of the box.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.