Nkọwa okwu logo
Beta

ánü

anụ

Wordanụ
Definitions

Noun

1.meat; animal

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anụ na-amasị m.

Anụ na-amasị m.

I like meat.

Ụsakụsa rie ogwumagana ọ kwụsị iri anụ

Ụsakụsa rie ogwumagana ọ kwụsị iri anụ

When the glutton eats the chameleon, he would stop eating meat

Obi anaghị ata anụ.

Obi anaghị ata anụ.

Obi does not eat meat.

Biko zụtara m anụ n'ahịa.

Biko zụtara m anụ n'ahịa.

Please buy meat for me at the market.

Tinyere anụ abụọ na nri m.

Tinyere anụ abụọ na nri m.

Put two pieces of meat in my food.

O nyere anyị anụ eghere eghe.

O nyere anyị anụ eghere eghe.

She gave us fried meat.

ánümáànų

anụmaànụ̀

Wordanụmaànụ̀
Definitions

Noun

嵐m嵐

1.animal(s)

Related Terms
Word Stems

Examples

Ahụrụ m anụmaanụ nwere nnukwu mpi.

Ahụrụ m anụmaanụ nwere nnukwu mpi.

I saw an animal that has a big horn.

E nwere ụdịrị anụmaanụ dị iche iche.

E nwere ụdịrị anụmaanụ dị iche iche.

There are different types of animal.

Ị bụ anụmaanụ.

Ị bụ anụmaanụ.

You are an animal.

Anụmaanụ ya niile nwụrụ.

Anụmaanụ ya niile nwụrụ.

All his animals died.

Ụnwụ dara n'ala anụmanụ.

Ụnwụ dara n'ala anụmanụ.

There was famine in the land of the animals.

Ọ bughị anụmaanụ niile ka a na-eri eri.

Ọ bughị anụmaanụ niile ka a na-eri eri.

It is not all animal that is edible.

Chike na-azụ anụmaanụ.

Chike na-azụ anụmaanụ.

Chike rears animals.

Nna ya hụrụ anụmaanụ abụọ n'ugbo ya.

Nna ya hụrụ anụmaanụ abụọ n'ugbo ya.

His father saw two animals at his farm.

áñü

aṅụ

Wordaṅụ
Definitions

Noun

1.bee (insect)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ahụrụ m aṅụ ebe mmiri dọrọ

Ahụrụ m aṅụ ebe mmiri dọrọ

I saw abee in a water logged place.

O gosiri anyị aṅụ nwụrụ anwụ.

O gosiri anyị aṅụ nwụrụ anwụ.

He showed us a dead bee.

Aṅụ abụghị anụ oriri.

Aṅụ abụghị anụ oriri.

Bee is not an edible insect.

Aṅụ gbara ya na ntị.

Aṅụ gbara ya na ntị.

He was stung by bee on the ear.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.