Nkọwa okwu logo
Beta

ámų

amụ̀

Wordamụ̀
Definitions

Noun

1.penis; male sex organ

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ijide mmadụ aka n'amụ adịghị mma.

Ijide mmadụ aka n'amụ adịghị mma.

Holding a person on the penis is not good.

Ụmụnwoke na-esi n'amụ anyụ mamịrị.

Ụmụnwoke na-esi n'amụ anyụ mamịrị.

Men urinate through the penis.

Amụ ya dị nkọ.

Amụ ya dị nkọ.

His penis is sharp.

Etito toro ya n'amụ.

Etito toro ya n'amụ.

He has boil on his penis.

Kee amụ gị eriri.

Kee amụ gị eriri.

Tie your penis with a rope.

ámü

amụ

Wordamụ
Definitions

Noun

寀志

1.laughter; giggle; smile; laugh

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Amụ Ezinne kpara m ọṅụ mgbe m zutere ya n'ụlọọgwụ.

Amụ Ezinne kpara m ọṅụ mgbe m zutere ya n'ụlọọgwụ.

Ezinne's smile gave me joy when I met her at the hospital.

öchį

ọchị̀

Wordọchị̀
Definitions

Noun

寊効

1.laughter; laugh; giggle; smile

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị abịaghị ebea ikiri ndị na-achị ọchị.

Anyị abịaghị ebea ikiri ndị na-achị ọchị.

We didn't come here to look at those laughing.

Ọna abụ ayụwa nsị, achịwa ọchị?

Ọna abụ ayụwa nsị, achịwa ọchị?

Do people laugh when stooling?

Ọ mara etu esi achị ọchị na foto.

Ọ mara etu esi achị ọchị na foto.

He knows how to smile in photos.

Ị chọrọ ka ndị mmadụ chịa m ọchị?

Ị chọrọ ka ndị mmadụ chịa m ọchị?

Do you want people top laugh at me?

Ọchị adịghị ya n'ihu oge m hụrụ ya.

Ọchị adịghị ya n'ihu oge m hụrụ ya.

There was no smile on his face when i saw him.

Oge niile m hụrụ nwaanyị a, ọ na-achị ọchị.

Oge niile m hụrụ nwaanyị a, ọ na-achị ọchị.

Every time i see this lady, she is laughing.

O nwere ihu ọchị.

O nwere ihu ọchị.

She has a smiling face.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.