àmàrà
àmàrà
Word | àmàrà |
Definitions | Noun 1.grace; free or unmerited favor |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Taa bụ ụbọchị amara nye ndị agaghị abịa n'oge.
Taa bụ ụbọchị amara nye ndị agaghị abịa n'oge.
Today is a day of grace for people that will not come early.
Ka amara nke onye nwe anyị Jizọs Kraist nọyere anyị.
Ka amara nke onye nwe anyị Jizọs Kraist nọyere anyị.
May the grace of our Lord Jesus Christ be with us.
Àmàràchúkwú
Àmàràchukwu
Word | Àmàràchukwu |
Definitions | Name 業魂大 1.grace of God; God's grace |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Aha m bụ Amarachukwu.
Aha m bụ Amarachukwu.
My name is Amarachukwu.
Amarachukwu bụ ezigbo enyi m.
Amarachukwu bụ ezigbo enyi m.
Amarachukwu is my good friend.
Amarachukwu baara anyị ụba.
Amarachukwu baara anyị ụba.
The grace of God is sufficient for us.
Site n'amarachukwu, ihe niile ga-adị mma.
Site n'amarachukwu, ihe niile ga-adị mma.
By the grace of God, everything will be fine.
Amarachukwu na-eri nri.
Amarachukwu na-eri nri.
Amarachukwu is eating.
Adị m ndụ site n'amarachukwu
Adị m ndụ site n'amarachukwu
I am alive by the grace of God.
Aha m bụ Amarachukwu.
Aha m bụ Amarachukwu.
My name is Amarachukwu.