árüsï
arụ̄sị̄
Word | arụ̄sị̄ |
Definitions | Noun 顧 1.a god or goddess, especially in polytheism; deity; 2.a supreme supernatural being; God; 3.a sculpture or physical image representing a deity; idol |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Igwekaala bụ arụsị a ma nke ọma n'ala Igbo.
Igwekaala bụ arụsị a ma nke ọma n'ala Igbo.
Igwekala is a well known deity in Igbo land.
Nna ha na-efe arụsị.
Nna ha na-efe arụsị.
Their father worships a deity.
Nwaanyị ahụ tụrụ enyi ya n'arụsị.
Nwaanyị ahụ tụrụ enyi ya n'arụsị.
That woman reported her friend to a deity.
E nwere ụdị arụsị dị iche iche.
E nwere ụdị arụsị dị iche iche.
There are different types of deity.
Arụsị ọbụla nwere onye na-edokwa ya.
Arụsị ọbụla nwere onye na-edokwa ya.
Each oracle has a custodian.
Arusị a dị ike.
Arusị a dị ike.
This oracle is powerful.
Ndị Igbo kwenyere na arụsị na-ejere Chukwu ozi.
Ndị Igbo kwenyere na arụsị na-ejere Chukwu ozi.
The Igbo believe that oracles are messengers of God.
Ndị na-efe arụsị ugbu a dị ọtụtụ.
Ndị na-efe arụsị ugbu a dị ọtụtụ.
Idol worshipers are many now.
Ọ dịghị mma ife arụsị.
Ọ dịghị mma ife arụsị.
It is not proper to worship a deity.
Ọ kpọkuru arụsị
Ọ kpọkuru arụsị
He called upon a deity.