álöbà
alọbà
| Word | alọbà |
| Definitions | Noun 1.guy; a young male or female |
| Variations | alọba m |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Abụghị m alọba gị.
Abụghị m alọba gị.
I am not your guy.
Onye ahụ abụghị alọba m.
Onye ahụ abụghị alọba m.
That person is not my guy.
E nwụdere alọba ya.
E nwụdere alọba ya.
His guy was cut.
Kpọọrọ m alọba a.
Kpọọrọ m alọba a.
Call my this guy.
Enwere m ọtụtụ alọba n'ụlọakwụkwọ.
Enwere m ọtụtụ alọba n'ụlọakwụkwọ.
I have many guys in school.
Emeka bụ alọba m.
Emeka bụ alọba m.
Emeka is my guy.
Alọba, kedụ nke na-eme?
Alọba, kedụ nke na-eme?
Guy, what's happening?