nöfè
nọfè
Word | nọfè |
Definitions | Active verb 1.spending more than the allotted time |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Biko, achọghị m ịnọfe oge m.
Biko, achọghị m ịnọfe oge m.
I do not want to spend more than the allotted time.
Adaobi na-anọfe n'ebe ọbụla o jere ozi.
Adaobi na-anọfe n'ebe ọbụla o jere ozi.
Adaobi spends more than the allotted time anywhere she goes to run errand.
Ọ nọfere n'ihi mmọnwụ ọ hụrụ ebe ahụ.
Ọ nọfere n'ihi mmọnwụ ọ hụrụ ebe ahụ.
He spend more than the allotted time because of the masquerades he saw there.
Obidi ga-anọfe oke.
Obidi ga-anọfe oke.
Obidi will overstay.
Ikenna na-anọfe oke mgbe ọbụla ọ bịara.
Ikenna na-anọfe oke mgbe ọbụla ọ bịara.
Ikenna overstays any time he comes.
Ekwekwala ya nọfee oke.
Ekwekwala ya nọfee oke.
Do not allow him to overstay.
Nọfee oge, oge ka dị.
Nọfee oge, oge ka dị.
Overstay, there is still time.
Ị chọrọ ịnọfe oge e nyere gị?
Ị chọrọ ịnọfe oge e nyere gị?
Do you want to stay more than the time allotted to you.
Gịnị mere o ji anọfe oge ya.
Gịnị mere o ji anọfe oge ya.
Why does he spend more than his allotted time.
Nwata a ga-anọfe oge e nyere ya.
Nwata a ga-anọfe oge e nyere ya.
This child will spend more than the allotted time.
Okeke nọfere ka a tụrụ anya.
Okeke nọfere ka a tụrụ anya.
Okeke overstayed more than expected.
Unu nọfere oke?
Unu nọfere oke?
Did you people overstay?