álįká
alị̀ka
Word | alị̀ka |
Definitions | Noun 1.a lean person |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
O were iwe oge o kpọrọ ya alịka.
O were iwe oge o kpọrọ ya alịka.
He got angry when she called him lean.
Nwoke ahụ bụ alịka.
Nwoke ahụ bụ alịka.
That man is lean.
Naanị alịka ka uwe a ga-abanye.
Naanị alịka ka uwe a ga-abanye.
This dress will only enter a lean person.
Agbanyeghị nnukwu nri ọ na-eri, ọ ka bụ alịka.
Agbanyeghị nnukwu nri ọ na-eri, ọ ka bụ alịka.
Even though he is eating much, he is still lean.
Egwu a abụghị maka ndị alịka dị ka gi.
Egwu a abụghị maka ndị alịka dị ka gi.
This dance is not for lean people like you.
Ọ dịzị ka alịka oge m hụrụ ya.
Ọ dịzị ka alịka oge m hụrụ ya.
She was like lean when i saw her.