áláká
alakā
Word | alakā |
Definitions | Noun 1.branch |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Kedụ ihe a na-akpọ alaka nke a?
Kedụ ihe a na-akpọ alaka nke a?
What is this branch called?
Alaka osisi a gbajiri, mebie ihe.
Alaka osisi a gbajiri, mebie ihe.
The branch of this tree broke off and spoilt things.
Alaka osisi a buchara ibu.
Alaka osisi a buchara ibu.
The branches of this tree are huge.
Ndị ahụ emechiela alaka ha dị n'Imo.
Ndị ahụ emechiela alaka ha dị n'Imo.
Those people have closed down their banch in Imo.
Agụmagụ ọnụ Igbo nwere alaka atọ.
Agụmagụ ọnụ Igbo nwere alaka atọ.
Igbo oral literature has three branches.
Anyị chọrọ imepe alaka ụlọọrụ anyị ọzọ na Ntịgha.
Anyị chọrọ imepe alaka ụlọọrụ anyị ọzọ na Ntịgha.
We want to open another branch of our office at Ntịgha.
Agwọ ahụ nọ n'alaka osisi.
Agwọ ahụ nọ n'alaka osisi.
The snake is on the tree branch.
Ihe ọmụmụ a nwere alaka dị iche iche.
Ihe ọmụmụ a nwere alaka dị iche iche.
This study has many branches.
O gbupụrụ alaka abụọ.
O gbupụrụ alaka abụọ.
He cut off two branches.
ńgàlàbà
ngàlàbà
Word | ngàlàbà |
Definitions | Noun 1.a tree branch 2.an extension from a major part 3.department |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ngalaba ole ka ihe ọmụmụ gị nwere?
Ngalaba ole ka ihe ọmụmụ gị nwere?
How many branches does your discipline have?
Anyị ga-emebe ngalaba ọzọ na ya.
Anyị ga-emebe ngalaba ọzọ na ya.
We will establish another extension from it.
Ngalaba osisi ahụ esighi ike.
Ngalaba osisi ahụ esighi ike.
That tree branch is not strong.
Ngalaba anyị buru ibu.
Ngalaba anyị buru ibu.
Our department is big.
Ngalaba ya gbajiri agbaji.
Ngalaba ya gbajiri agbaji.
The tree branch
E nwere ọtụtụ ngalaba n'ụlọọrụ a.
E nwere ọtụtụ ngalaba n'ụlọọrụ a.
There are many departments in this office.
Wepụ aka na ngalaba osisi ahụ.
Wepụ aka na ngalaba osisi ahụ.
Remove your hand from the tree branch.
O nwere ngalaba ole?
O nwere ngalaba ole?
How many parts does it have?
àbà
àbà
Word | àbà |
Definitions | Noun 示 1.branch; the diverged part of a major road, tree or rod |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Na-aga n'ihu, ị ga-ahụ ebe ụzọ gbara aba abụọ.
Na-aga n'ihu, ị ga-ahụ ebe ụzọ gbara aba abụọ.
Keep going forward, you will see where the road diverged into two.
Osisi nkwụ anaghị enwe aba.
Osisi nkwụ anaghị enwe aba.
Palm tree does not have branches.