àkürü
àkụrụ̄
Word | àkụrụ̄ |
Definitions | Noun 窒 1.kidney; an organ in the abdomen that removes waste products from the body |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A chọrọ igbanwe akụrụ ya.
A chọrọ igbanwe akụrụ ya.
They transplant his kidney.
Ọ dị na akụrụ ya.
Ọ dị na akụrụ ya.
It is in his kidney.
Dọkịta sị na akụrụ ya emebiela.
Dọkịta sị na akụrụ ya emebiela.
Doctor said that his kidney has damaged.
Anyị riri akụrụ anụ.
Anyị riri akụrụ anụ.
We ate kidney.
E nwere ọtụtụ nri ndị na-edozi akụrụ.
E nwere ọtụtụ nri ndị na-edozi akụrụ.
There are so many foods that repairs the kidney.
Onye akụrụ ya nwere nsogbu ekwesịghị ịdị na-eri nri nnu dị.
Onye akụrụ ya nwere nsogbu ekwesịghị ịdị na-eri nri nnu dị.
Anybody that has kidney problem is not supposed to be eating salty food.
E tiri ya ọkpọ n'akụrụ.
E tiri ya ọkpọ n'akụrụ.
He was hit at the kidney.