àkų
àkụ̀
Word | àkụ̀ |
Definitions | Noun 圧 1.finance 2.riches 3.financial wealth |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Akụ na-esi obi ike.
Akụ na-esi obi ike.
Finance keeps the mind strong
Onye ka ọ hapụụrụ akụ ndị a niile?
Onye ka ọ hapụụrụ akụ ndị a niile?
Whom did he leave all those wealth for?
Akụ ya karịrị.
Akụ ya karịrị.
His wealth is too much.
Akụ ya fụchara na mmiri.
Akụ ya fụchara na mmiri.
All his wealth got lost in water.
O doziri akụ ha tupu ọ laa ezumiikenka.
O doziri akụ ha tupu ọ laa ezumiikenka.
She put their finance in order before she retired.
Akụ obodo anyị ka nke ha.
Akụ obodo anyị ka nke ha.
Our country's financial wealth is more than theirs.
O mefuru akụ nna ya.
O mefuru akụ nna ya.
He squandered his father's wealth.
Akụ m dị n'eluigwe.
Akụ m dị n'eluigwe.
My wealth is in heaven.
àkü
àkụ
Word | àkụ |
Definitions | Noun 矢 1.arrow |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ahụbeghị m onye ji otu akụ gbagbuo nnụnụ abụọ.
Ahụbeghị m onye ji otu akụ gbagbuo nnụnụ abụọ.
I have not seen one who used one arrow to kill two birds.
Akụ ya pịrị ọnụ.
Akụ ya pịrị ọnụ.
His arrow is pointed
Ha ji akụ ha gbagbuo ọtụtụ mmadụ.
Ha ji akụ ha gbagbuo ọtụtụ mmadụ.
They killed so many people with their arrows.
Akụ ya enwetaghị nnụnụ ahụ.
Akụ ya enwetaghị nnụnụ ahụ.
His arrow did not get the bird.
Nye m akụ.
Nye m akụ.
Give me my arrow.
àkų
àkụ̀
Word | àkụ̀ |
Definitions | Noun 1.edible termite which usually comes out after a rainfall, eaten raw or fried |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Achọrọ m ịta akụ.
Achọrọ m ịta akụ.
I crave aku.
Ghee akụ ahụ tupu ị ta ya.
Ghee akụ ahụ tupu ị ta ya.
Fry that aku before eating it.
Ọ na-amasị Chike ịta akụ.
Ọ na-amasị Chike ịta akụ.
Chike likes eating aku.
Ngọzị erechaala akụ ahụ.
Ngọzị erechaala akụ ahụ.
Ngozi has finished selling that akụ.
Nwụtara m akụ.
Nwụtara m akụ.
Catch aku for me.
Tinye akụ ahụ na mmiri ka ọ ghara ifepu.
Tinye akụ ahụ na mmiri ka ọ ghara ifepu.
Put the akụ in water so that it won't fly away.
E jim ose ghee akụ ahụ.
E jim ose ghee akụ ahụ.
I fried that edible termite with pepper.
Akụ na-ebi n'ime ala.
Akụ na-ebi n'ime ala.
The edible termite lives inside the ground.
A chọrọ ịta akụ.
A chọrọ ịta akụ.
I want to eat edible termite.
Akụ na-apụta oge mmiri zosịrị.
Akụ na-apụta oge mmiri zosịrị.
Edible termite comes out when rain has stopped falling.
O ji akụ esi ofe.
O ji akụ esi ofe.
She cooks with termite.
Ọ ga-eghe akụ ahụ eghe.
Ọ ga-eghe akụ ahụ eghe.
She will fry the termite.
ákï
akị
Word | akị |
Definitions | Noun 成 1.kernel; palm kernel |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A na-esi n'akị emepụta eloakị.
A na-esi n'akị emepụta eloakị.
Palm kernel oil is produced from palm kernel.
Amaka na-eti akị.
Amaka na-eti akị.
Amaka is breaking palm kernel.
Nne m gara ire akị n'ahịa.
Nne m gara ire akị n'ahịa.
My mother went to sell palm kernel in the market.
Ịta akị na-amasị ya.
Ịta akị na-amasị ya.
She likes chewing palm kernel.