Nkọwa okwu logo
Beta

ákpü

akpụ

Wordakpụ
Definitions

Noun

1.cassava

2.cassava plant

3.cassava fufu

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ndị Igbo na-eji akpụ emepụta ụdị nri dị ichiiche.

Ndị Igbo na-eji akpụ emepụta ụdị nri dị ichiiche.

Igbo people produce different types of food from cassava.

Akpụ ahụ dị mma iji mee abacha.

Akpụ ahụ dị mma iji mee abacha.

That cassava is good for making African salad.

Anyị bụtara akpụ n'ugbo.

Anyị bụtara akpụ n'ugbo.

We harvested cassava in the farm.

Nri obodo anyị bụ akpụ na ofe ụgba.

Nri obodo anyị bụ akpụ na ofe ụgba.

Our community food is cassava fufu and oil bean soup.

Eriri m akpụ na ofe ọkwụrụ.

Eriri m akpụ na ofe ọkwụrụ.

I ate cassava fufu and okra soup.

Ha kọrọ akpụ ọhụrụ n'ugbo ha.

Ha kọrọ akpụ ọhụrụ n'ugbo ha.

They planted new cassava on their farm.

Anyị sụrụ akpụ maka Ista.

Anyị sụrụ akpụ maka Ista.

We pounded cassava fufu for Easter.

Akpụ na ofe onugbu na-atọ ụtọ.

Akpụ na ofe onugbu na-atọ ụtọ.

Cassava fufu and bitterleaf soup are delicious.

Eloro m akpụ.

Eloro m akpụ.

I swallowed cassava fufu.

ákpų

akpụ̀

Wordakpụ̀
Definitions

Noun

1.lump; large muscle; a swelling on the body (especially due to a hit)

2.a fastening made by looping a, reasonably, long and narrow material; knot

Related Terms
Word Stems

Examples

Biko, wetara m ya ka m jiri ya tọọ akpụ a.

Biko, wetara m ya ka m jiri ya tọọ akpụ a.

Please bring it to me let me use it to loosen this knot.

Gịnị butere akpụ a?

Gịnị butere akpụ a?

What caused this lump?

Akpụ dị ya n'azụ.

Akpụ dị ya n'azụ.

There is a lump at his back.

Ọ gwara dọkịta na akpụ ahụ na-afụ ya ụfụ.

Ọ gwara dọkịta na akpụ ahụ na-afụ ya ụfụ.

He told the doctor that the lump pains him.

Ihe a bụ akpụ eji kee akpa ahụ.

Ihe a bụ akpụ eji kee akpa ahụ.

This is the long material used in knotting the bag.

Ọ kụnyere m akpụ n'ọnụ.

Ọ kụnyere m akpụ n'ọnụ.

He gave me a lump in the mouth.

Akpụ ahụ alabeghi.

Akpụ ahụ alabeghi.

That lump has not gone.

Ada kere ya akpụ akpụ.

Ada kere ya akpụ akpụ.

Ada knotted it so tight.

àkpó

àkpo

Wordàkpo
Definitions

Noun

1.palate; the roof of the mouth

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Akpo ya zara aza.

Akpo ya zara aza.

Her palate is swollen.

Akpọ ya zara aza.

Akpọ ya zara aza.

His palate is swollen.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.