Nkọwa okwu logo
Beta

àkpïrï

àkpịrị̄

Wordàkpịrị̄
Definitions

Noun

1.the passage at the back of the mouth; throat

2.the desire to eat something even though you are not hungry

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Akpịrị na-akpọ m nkụ.

Akpịrị na-akpọ m nkụ.

My throat is drying up (I am thirsty).

Ada nwere ọnya na-akpịrị ya.

Ada nwere ọnya na-akpịrị ya.

Ada has sour in her throat.

Ada abụghị onye akpịrị.

Ada abụghị onye akpịrị.

Ada is not a long throat person

Ọkpụkpụ gbadoro ya n'akpịrị̣

Ọkpụkpụ gbadoro ya n'akpịrị̣

Bone choked him (in his throat)̣

Emeka tọdoro ya n'akpịrị.

Emeka tọdoro ya n'akpịrị.

Emeka held him tightly at the throat.

O nwere ọnya akpịrị.

O nwere ọnya akpịrị.

He has a sour throat.

àkpįrį

àkpị̀rị̀

Wordàkpị̀rị̀
Definitions

Adverb

1.violent writhing in pains by body twists, turning backwards and forwards as a result of great pain or discomfort, which often ends in death.

Related Terms
Word Stems

Examples

Nkịta ahụ na-atụ akpịrị ọnwụ.

Nkịta ahụ na-atụ akpịrị ọnwụ.

The dog is writhing in pains.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.