àkpï
àkpị
Word | àkpị |
Definitions | Noun 寀談 1.tick; bug; flea |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Akpị na-anọkarị n'ahụ ụmụanụmaanụ.
Akpị na-anọkarị n'ahụ ụmụanụmaanụ.
Flea is always in the body of animals.
Akpị na-anọkarị n'ahụ ụmụanụmaanụ.
Akpị na-anọkarị n'ahụ ụmụanụmaanụ.
Flea is always in the body of animals.
ákpį
akpị̀
Word | akpị̀ |
Definitions | Noun 㙼 1.scorpion 2.dangerous person |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Akpị gbara m mgbe m bụ nwata.
Akpị gbara m mgbe m bụ nwata.
I was stung by a scorpion when I was young.
Akpị na-ebikarị n'okwute.
Akpị na-ebikarị n'okwute.
Scorpion live more in rocks.
E nwere ndị na-anwụ akpị n'aka nkịtị.
E nwere ndị na-anwụ akpị n'aka nkịtị.
Some persons carry scorpions on bare hands.
Ha na-ere ọgwụ akpị.
Ha na-ere ọgwụ akpị.
They sell scorpion repellants.
Elu akpị nwere ike egbu mmadụ.
Elu akpị nwere ike egbu mmadụ.
Scorpion venom can kill somebody.