ųkpáká
ụ̀kpakā
| Word | ụ̀kpakā |
| Definitions | Noun 1.oil-bean tree or seed (Pentaclethra macrophylla Benth.) |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị nwere osisi ụkpaka na be anyị.
Anyị nwere osisi ụkpaka na be anyị.
We have oil bean tree in our house.
A na-agwọ ụkpaka agwọ.
A na-agwọ ụkpaka agwọ.
Oil bean is prepared with a sauce.
Mkpụrụ ụkpaka na-agbawa ma anwụ chaa ya.
Mkpụrụ ụkpaka na-agbawa ma anwụ chaa ya.
Oil bean seed explodes when heated by the sun.
Nne na-ere ụkpaka.
Nne na-ere ụkpaka.
Mother sells oil bean.
Ụkpaka ahụ dị n'elu uko.
Ụkpaka ahụ dị n'elu uko.
The oil bean is on the rafter.
Nkụ ụkpaka na-enwu ezigbo ọkụ
Nkụ ụkpaka na-enwu ezigbo ọkụ
Firewood from oil bean tree burns well
O ji ụkpaka gwọọ abacha ahụ.
O ji ụkpaka gwọọ abacha ahụ.
She prepared the African salad with oil bean seed.
Onye na-esi ụkpaka?
Onye na-esi ụkpaka?
Who is cooking oil bean?