Nkọwa okwu logo
Beta

àkpà ájį

àkpà ajị̀

Wordàkpà ajị̀
Definitions

Noun

1.sackcloth

Related Term
Word Stem

Examples

Akpa ajị na-anyị arọ.

Akpa ajị na-anyị arọ.

Sackcloth is usually heavy.

Chike na-ere akpa ajị.

Chike na-ere akpa ajị.

Chike sells sackcloths.

Akpa ajị dị ụkọ n'ahịa.

Akpa ajị dị ụkọ n'ahịa.

Sackcloth is scarce in the market.

Ha ji akpa ajị gba ọsọ akpa.

Ha ji akpa ajị gba ọsọ akpa.

They ran a sack race with a sackcloth.

Akpa ajị ahụ dọkara adọka.

Akpa ajị ahụ dọkara adọka.

That sackcloth is torn.

Kwachie akpa ajị a.

Kwachie akpa ajị a.

Sew this sackcloth.

Ndị obodo anyị anaghị eyi akpa ajị.

Ndị obodo anyị anaghị eyi akpa ajị.

People from my village do not wear sackcloths.

E ji akpa ajị echekwa agwa.

E ji akpa ajị echekwa agwa.

Sackcloth is used for storing beans.

Iyikwasi akpa ajị na-egosi iri uju.

Iyikwasi akpa ajị na-egosi iri uju.

Wearing a sackcloth is a sign of mourning.

Biko, nye m akpa ajị ahụ.

Biko, nye m akpa ajị ahụ.

Please, give me that sackcloth.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.