Nkọwa okwu logo
Beta

àkpàtà

àkpàtà

Wordàkpàtà
Definitions

Noun

寁岸怠

1.shelf

Related Term
Word Stem

Examples

Akwụkwọ ị na-achọ dị n'akpata.

Akwụkwọ ị na-achọ dị n'akpata.

The book you are looking for is on the shelf.

Gaa, dosa ihe ndị a n'akpata.

Gaa, dosa ihe ndị a n'akpata.

Go and keep these things on the shelf.

Ọ dị n'elu akpata.

Ọ dị n'elu akpata.

It is on the shelf.

Enwere m akpata n'ime ụlọ m.

Enwere m akpata n'ime ụlọ m.

I have a shelf in my room.

Onye mebiri akpata m?

Onye mebiri akpata m?

Who destroyed my shelf?

Akpata ahụ buru ibu.

Akpata ahụ buru ibu.

The shelf is big.

ákpàtà

akpàtà

Wordakpàtà
Definitions

Noun

1.measles

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Agbara m nwa m ọgwụmgbochi akpata.

Agbara m nwa m ọgwụmgbochi akpata.

I gave my child a measles vaccine.

Nwa ya nwere akpata.

Nwa ya nwere akpata.

Her child has measles.

Ndị ọrụ ahụike na-ekesa ọgwụmgbochi akpata.

Ndị ọrụ ahụike na-ekesa ọgwụmgbochi akpata.

The health workers are distributing vaccines for measles.

ákpátá

akpata

Wordakpata
Definitions

Noun

1.a long native broom for sweeping the compound

Related Term
Word Stem

Examples

Akpata anyị emebiela.

Akpata anyị emebiela.

Our long broom is spoilt.

Adanna ji akpata aza ezi.

Adanna ji akpata aza ezi.

Adanna swept the compound with long broom.

Ndụbụisi na-ere akpata.

Ndụbụisi na-ere akpata.

Ndụbụisi sells long broom.

Anyị jere n'ọhịa igbute akpata.

Anyị jere n'ọhịa igbute akpata.

We went to the bush to cut long broom.

A naghị m enye mmadụ akpata m.

A naghị m enye mmadụ akpata m.

I don't give people my long broom.

Biko nye m akpata ka m zaa iro.

Biko nye m akpata ka m zaa iro.

Please give me the long broom let me sweep compound

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.