Nkọwa okwu logo
Beta

įchàfų

ị̀chàfụ̀

Wordị̀chàfụ̀
Definitions

Noun

1.a piece of fabric worn around the head or neck for warmth, religious reasons or fashion; head tie; scarf

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ịchafụ Nnenna kere amaka.

Ịchafụ Nnenna kere amaka.

The head tie Nnenna has on is so beautiful.

Nne m mara asụ ịchafụ nkeọma.

Nne m mara asụ ịchafụ nkeọma.

My mother knows how to tie scarf very well.

A zụtara m ọmarịcha ịchafụ n'ahịa taa.

A zụtara m ọmarịcha ịchafụ n'ahịa taa.

I bought a beautiful scarf in the market today.

Ndị nne niile ga-asụ ịchafụ na-acha edo edo.

Ndị nne niile ga-asụ ịchafụ na-acha edo edo.

All the mothers will tie yellow scarf.

įchàfų

ị̀chàfụ̀

Wordị̀chàfụ̀
Definitions

Noun

1.a piece of cloth worn on the head or neck as a covering; head tie; scarf

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Achọrọ m ịchafụ ojii.

Achọrọ m ịchafụ ojii.

I want a black headtie.

O keghị ịchafụ bịa ụka ụbọchị ahụ.

O keghị ịchafụ bịa ụka ụbọchị ahụ.

She didn't tie headtie to church that day.

Ahụghị m ịchafụ ahụ ọzọ.

Ahụghị m ịchafụ ahụ ọzọ.

I could not find that headtie.

Ada zụtara ịchafụ ọhụrụ.

Ada zụtara ịchafụ ọhụrụ.

Ada bought a new headtie.

Enwere m ịchafụ abụọ.

Enwere m ịchafụ abụọ.

I have two headties.

Ịchafụ a ruru unyi.

Ịchafụ a ruru unyi.

This headtie is dirty.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.