Nkọwa okwu logo
Beta

ákükö

akụkọ

Wordakụkọ
Definitions

Noun

1.story; tale

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ị nụla akụkọ ọhụụ?

Ị nụla akụkọ ọhụụ?

Have you heard the new story?

Akụkọ ahụ adịghị ụtọ.

Akụkọ ahụ adịghị ụtọ.

That story is not interesting.

Akụkọ kọrọ na ọ bụ ime mkpuke ka e ji mụọ ya.

Akụkọ kọrọ na ọ bụ ime mkpuke ka e ji mụọ ya.

Story has it that he was birth to as a result of unwanted pregnancy.

Achọghị m akụkọ ahụ ugbu a.

Achọghị m akụkọ ahụ ugbu a.

I do not want that story now.

Kedụ ụdị akụkọ dị ihe a?

Kedụ ụdị akụkọ dị ihe a?

What type of story is this?

Nne m ochie kọrọ m akụkọ ahụ mgbe m bụ nwata.

Nne m ochie kọrọ m akụkọ ahụ mgbe m bụ nwata.

My grandmother told me that story when I was a kid.

Achọghị m ogologo akụkọ.

Achọghị m ogologo akụkọ.

I do not want stories.

Akụkọ na-adị Ngene mma n'ọnụ.

Akụkọ na-adị Ngene mma n'ọnụ.

Ngene likes telling stories.

Anyị achọghị ogologo akụkọ

Anyị achọghị ogologo akụkọ

We don't want long stories.

Ọ bụ Chike dere akụkọ ahụ.

Ọ bụ Chike dere akụkọ ahụ.

It is Chike that wrote that story.

Kọọrọ m akụkọ.

Kọọrọ m akụkọ.

He told me a story.

Akụkọ a na-eyi egwu.

Akụkọ a na-eyi egwu.

This story is frightening.

O bere akwa ka ọ nụcha akụkọ ahụ.

O bere akwa ka ọ nụcha akụkọ ahụ.

She cried after listening to that story.

Amụtara m ọtụtụ ihe n'akụkọ ahụ.

Amụtara m ọtụtụ ihe n'akụkọ ahụ.

I learnt a lot of things from that story.

Akụkọ ahụ na-atọ ọchị.

Akụkọ ahụ na-atọ ọchị.

That story is funny.

Ọ na-akọ akụkọ.

Ọ na-akọ akụkọ.

She is telling a story.

Akụkọ ahụ dị ụtọ.

Akụkọ ahụ dị ụtọ.

That story is interesting.

Achọghị m akụkọ ahụ ugbu a.

Achọghị m akụkọ ahụ ugbu a.

I don't want that story now.

Anụla m akụkọ ahụ mbụ.

Anụla m akụkọ ahụ mbụ.

I have heard that story before.

Akụkọ ahụ abụghị ihe mere eme.

Akụkọ ahụ abụghị ihe mere eme.

That story is not real.

Ọ bụ akụkọ ochie, o meghi taa.

Ọ bụ akụkọ ochie, o meghi taa.

It is an old story, it didn't happen today.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.