ákáńrí
akanrī
Word | akanrī |
Definitions | Noun 稼猿 1.right hand; right (direction) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
O na-ejikari akanri ya enye ma o bu anara ihe.
O na-ejikari akanri ya enye ma o bu anara ihe.
He is always giving or taking things with his right hand.
Anyị ga-anọ n'akanri.
Anyị ga-anọ n'akanri.
We will stay at the right hand side.
Ada gba mgbanaaka ya n'akanri.
Ada gba mgbanaaka ya n'akanri.
Ada wore her bracelet on the right hand.
Akanri kwọọ akaekpe, aka ekpe akwọọ aka nri
Akanri kwọọ akaekpe, aka ekpe akwọọ aka nri
When the right hand washes the left, the left reciprocates the gesture
Ọ gbajiri akanri ya.
Ọ gbajiri akanri ya.
She broke her right hand.
O tere ọgwụ ahụ n'akanri ya.
O tere ọgwụ ahụ n'akanri ya.
He applied that medication on his left hand.
O na-ejikari akanri ya enye ma ọ bụ anara ihe.
O na-ejikari akanri ya enye ma ọ bụ anara ihe.
He is always giving or taking things with his right hand.
Gaa n'akanri, ị ga-ahụ akpa gị.
Gaa n'akanri, ị ga-ahụ akpa gị.
Go to the right hand side, you will seeyour bag.
Ụkwụ akanri m na-afụ m ụfụ.
Ụkwụ akanri m na-afụ m ụfụ.
My right leg hurts.
Mma bere ya n'akanri.
Mma bere ya n'akanri.
He has a knife cut on the right hand.
ųlü
ụ̀lụ
Word | ụ̀lụ |
Definitions | Noun 1.theft; deception; checkered character |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Onye ụlụ anaghị ebi ogologo ndụ.
Onye ụlụ anaghị ebi ogologo ndụ.
A deceptive person does not live long.
Ịrụ ụlụ ajọka.
Ịrụ ụlụ ajọka.
Thieving is bad.
Ọtụtụ ndị ụlụ nọ na klaasị m.
Ọtụtụ ndị ụlụ nọ na klaasị m.
Many people of checkered character are in my class.
E jidere ya n'ụlụ.
E jidere ya n'ụlụ.
She was caught in an unhealthy behaviour.
Ọ na-alụ ụlụ.
Ọ na-alụ ụlụ.
She is deceptive.