àkàmų
àkàmụ̀
| Word | àkàmụ̀ |
| Definitions | Noun 1.pap; guinea corn gruel |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Achọrọ m akamụ ọka.
Achọrọ m akamụ ọka.
I want maize gruel.
Ụmụ Chika anaghị aṅụ akamụ.
Ụmụ Chika anaghị aṅụ akamụ.
Chika's children do not drink pap.
Anyị ṅụrụ akamụ n'ụtụtụ.
Anyị ṅụrụ akamụ n'ụtụtụ.
We drank pap in the morning.
Onye ṅụrụ akamụ m?
Onye ṅụrụ akamụ m?
Who drank my pap?