ógólógó
ogologo
Word | ogologo |
Definitions | Nominal Modifier 繭 1.length; height; 2.tall; long; lengthy |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ahụbeghị m onye toro ogologo ka Chukwudị.
Ahụbeghị m onye toro ogologo ka Chukwudị.
I have not seen anyone as tall as Chukwudị.
Ada nwere ihu ogologo.
Ada nwere ihu ogologo.
Ada has a long face.
O toro ogologo mgbe ọ gbatịrị ya.
O toro ogologo mgbe ọ gbatịrị ya.
It became long when he stretched it.
Ndị ezinụlọ ahụ anaghị eto ogologo.
Ndị ezinụlọ ahụ anaghị eto ogologo.
Those in that family do not grow tall.
Nna ya bụ onye ogologo.
Nna ya bụ onye ogologo.
His father is a tall person.
Biko nye m nke ahụ dị ogologo.
Biko nye m nke ahụ dị ogologo.
Please give m that one that is long.
Ụzọ ahụ anyị si dị ogologo karịa nke ọzọ.
Ụzọ ahụ anyị si dị ogologo karịa nke ọzọ.
That road that we passed through is longer than the other one.