Nkọwa okwu logo
Beta

àkö

àkọ

Wordàkọ
Definitions

Noun

1.ability to recognize or understand that something is the case; discernment; sense

Related Terms
Word Stems

Examples

Akọ na uche dị mma n'ụwa a.

Akọ na uche dị mma n'ụwa a.

Wisdom and understanding is good in this world

E were ilu ilu bie okwu, ofeke agbara aka laa

E were ilu ilu bie okwu, ofeke agbara aka laa

when discussions are concluded in proverbs, the good-for-nothing goes home empty handed

Naanị onye nwere akọ ga-aghọta ajụjụ a.

Naanị onye nwere akọ ga-aghọta ajụjụ a.

Only a discerning person will understand this question.

Onye enweghị akọ ihe ọjọọ mere ya.

Onye enweghị akọ ihe ọjọọ mere ya.

Whoever lacks wisdom is finished.

Mụ na onye enweghị akọ agaghị abụ enyi.

Mụ na onye enweghị akọ agaghị abụ enyi.

I cannot befriend someone without sense.

Ọbụghị mmadụ niile nwere akọ.

Ọbụghị mmadụ niile nwere akọ.

It's not everyone that has wisdom.

Okwu ahụ Chike kwu gosiri na o nweghị akọ.

Okwu ahụ Chike kwu gosiri na o nweghị akọ.

That word Chike said showed that he does not have sense.

Ọ bụrụ na awọ buru ụzọ daa olulu, ndị so ya n'azụ amụrụ akọ

Ọ bụrụ na awọ buru ụzọ daa olulu, ndị so ya n'azụ amụrụ akọ

When the toad in front falls into a hole, those behind it learn a lesson

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.