ájųjü
ajụ̀jụ
| Word | ajụ̀jụ |
| Definitions | Noun 1.question; interrogation |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ike jụrụ m ajụjụ.
Ike jụrụ m ajụjụ.
Ike asked me a question.
Nwata ahụ agaghị azanwu ajụjụ ahụ.
Nwata ahụ agaghị azanwu ajụjụ ahụ.
That child cannot answer that question.
Ndi uweojii jụrụ anyị ajụjụ gbasara ego ahụ furu efu.
Ndi uweojii jụrụ anyị ajụjụ gbasara ego ahụ furu efu.
Policemen asked us questions about that missing money.
O nwere onye nwere ajụju?
O nwere onye nwere ajụju?
Does anyone have a question?
mwúfè
mwufè
| Word | mwufè |
| Definitions | Noun 1.the act of jumping over |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Agwaram onye nkuzi anyi na enwere m ajụjụ
Agwaram onye nkuzi anyi na enwere m ajụjụ
I told our teacher that I had a question
ọ juru m ajụjụ
ọ juru m ajụjụ
he asked me a question
Mwụfe mgbidi ahụ agaghị ara m ahụ.
Mwụfe mgbidi ahụ agaghị ara m ahụ.
Jumping over that wall won't be hard for me.
àsè
àsè
| Word | àsè |
| Definitions | Noun 1.inquiry; enquire; 2.consultation; 3.situation or condition of someone or something; how someone or something is doing; about; concerning |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Emeka jụrụ ase gị.
Emeka jụrụ ase gị.
Emeka enquired about you.
Obi sị na ọ chọghị ịjụ ase gbasara ọnwụ nnwa ya.
Obi sị na ọ chọghị ịjụ ase gbasara ọnwụ nnwa ya.
Obi said that he does not want to make consultations concerning his child's death.
Ọ na-ajụ ase unu oge ọbụla.
Ọ na-ajụ ase unu oge ọbụla.
She enquires about you all the time.
Jee, jụọ ase gbasara ihe ahụ.
Jee, jụọ ase gbasara ihe ahụ.
Go and make inquiry about that thing.
Jee jụọ ajụjụ ka ị mara ase.
Jee jụọ ajụjụ ka ị mara ase.
Go and ask questions so that you know the situation.
Ọ jụghị ase m.
Ọ jụghị ase m.
He did not ask after me.
Oziọma gara na nke dibịa ịjụ ase.
Oziọma gara na nke dibịa ịjụ ase.
Oziọma went to the native doctor for inquiry.
Gaa, jụọ ase m.
Gaa, jụọ ase m.
Go and ask about me.