Nkọwa okwu logo
Beta

ńchárá

nchārā

Wordnchārā
Definitions

Noun

1.iron oxide and a form of corrosion; rust;

2.old; outdated; lasted for so long [Fig.]

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Gbamgbam e ji kpuchie ụlọ anyị ataala nchara.

Gbamgbam e ji kpuchie ụlọ anyị ataala nchara.

The zinc used for the covering of our house has rusted.

Akụkọ ya tara nchara.

Akụkọ ya tara nchara.

His story is rusted.

Ebere ji ntu tara nchara egwu egwu.

Ebere ji ntu tara nchara egwu egwu.

Ebere is playing with a rusty nail.

Lelee ka ị mara ma ọ tara nchara.

Lelee ka ị mara ma ọ tara nchara.

Check to see if it is rusted.

Ụdị ejiji ahụ ataala nchara.

Ụdị ejiji ahụ ataala nchara.

That type of dressing/fashion is out dated [Fig.].

Okwu ha ataala nchara.

Okwu ha ataala nchara.

Their issue has lasted for so long [Fig.].

Achọghị m ihe ọbụla tara nchara n'ụlọ a.

Achọghị m ihe ọbụla tara nchara n'ụlọ a.

I do not want anything old in this house [Fig.].

Mma ahụ tara nchara maka mmiri mara ya n'ezi ọtụtụ oge.

Mma ahụ tara nchara maka mmiri mara ya n'ezi ọtụtụ oge.

That knife got rust because rain fell on it for a long time.

Karama anaghị ata nchara.

Karama anaghị ata nchara.

Bottle doesn't get rust.

Nye m nke tara nchara.

Nye m nke tara nchara.

Give me the rusty one.

Ọ tara nchara.

Ọ tara nchara.

It is rusty.

Imeriime n'ime ha tara nchara.

Imeriime n'ime ha tara nchara.

Many of them are rusty.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.