áñá
aṅā
Word | aṅā |
Definitions | Noun 㪷 1.cane for flogging; a particular type of grass (Oncocalamus wrightianus Hutch) commonly used in making cane furniture and household items or flogging; wild cane |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Aṅa ahụ agbajiela.
Aṅa ahụ agbajiela.
That cane is broken.
Aṅa apịara ya hapụrụ apa n'ahụ ya.
Aṅa apịara ya hapụrụ apa n'ahụ ya.
The cane he was flogged left a scar on his body.
Ada nwe oche eji aṅa kpaa.
Ada nwe oche eji aṅa kpaa.
Ada has a cane chair.
Wetara aṅa n'ebe ahụ.
Wetara aṅa n'ebe ahụ.
Get me a cane there.
Nna ya na-apịa ya aṅa oge ọbụla o mere ihe ọjọọ.
Nna ya na-apịa ya aṅa oge ọbụla o mere ihe ọjọọ.
His father flogs him whenever he does something bad.
ųtàrį
ụ̀tàrị̀
Word | ụ̀tàrị̀ |
Definitions | Noun 幻 1.cane (instrument of punishment); whip |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
A pịara anyị ụtarị mgbe anyị bụ ụmụntakịrị.
A pịara anyị ụtarị mgbe anyị bụ ụmụntakịrị.
We were flogged when we were kids.
Onye nkụzi nwere ụtarị.
Onye nkụzi nwere ụtarị.
The teacher has cane.
Nne ya zụtara ụtarị toro ogologo.
Nne ya zụtara ụtarị toro ogologo.
His mother bought a long cane.
Eji ụtarị achụ ehi.
Eji ụtarị achụ ehi.
Cane is used to herd cow.
Onye nkuzi m na- eji ụtarị akụzi ihe na mgbọdee
Onye nkuzi m na- eji ụtarị akụzi ihe na mgbọdee
My teacher uses cane to teach on the blackboard
Ụtarị ahụ na-afụ ụfụ.
Ụtarị ahụ na-afụ ụfụ.
That cane is painful
Ọ naghị atụ ụjọ ụtarị
Ọ naghị atụ ụjọ ụtarị
He is not afraid of cane
Onye nkụzi nwere ụtarị.
Onye nkụzi nwere ụtarị.
The teacher has cane.
Otu nwoke ji ụtarị pịagbuo nwa ya.
Otu nwoke ji ụtarị pịagbuo nwa ya.
One man whipped his child to death.
A gbara m ọsọ mgbe nna m wepụtara ụtarị ya.
A gbara m ọsọ mgbe nna m wepụtara ụtarị ya.
I ran when my father brought out his cane.
Onyenkụzi m zụtara ụtarị ọhụrụ.
Onyenkụzi m zụtara ụtarị ọhụrụ.
My teacher bought a new cane.
Ị ga-eberịrị akwa ma onyenkụzi ahụ pịa gị ụtarị.
Ị ga-eberịrị akwa ma onyenkụzi ahụ pịa gị ụtarị.
You will definitely cry if that teacher flogs you with a cane.