ńzùbé
nzùbe
Word | nzùbe |
Definitions | Noun 1.intention; target; goal; aim |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ bụ nzube Chineke ka anyị mee ọchịchọ Ya.
Ọ bụ nzube Chineke ka anyị mee ọchịchọ Ya.
It is God's intention that we will do His will.
ṃbùnúchè
m̀bùnuchè
Word | m̀bùnuchè |
Definitions | Noun 1.purpose, objective, mission, aim |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọrụ nchọcha a nwere mbunuche.
Ọrụ nchọcha a nwere mbunuche.
This research work has a purpose.
ùsù
ùsù
Word | ùsù |
Definitions | Noun 㨉 1.a large number of people or things with a common aim; army; battalion; host |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụmụakwụkwọ gara ebe ahụ n'usu shie ushi.
Ụmụakwụkwọ gara ebe ahụ n'usu shie ushi.
Students went there in a battalion and lodged a protest.
má
ma
Word | ma |
Definitions | Active verb 件 1.throw something especially after aiming 2.stab 3.leap; jump; vault 4.fall as a choice among others |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Maa ya okwute.
Maa ya okwute.
Throw stone at him.
Ọ mara ya akpụ.
Ọ mara ya akpụ.
He knotted it tight.
A mara iwu a n'afọ ise gara aga.
A mara iwu a n'afọ ise gara aga.
This law was made five years ago.
Onye ohi ahụ mara mgbidi ka ndị uweojii na-achụ ya ọsọ.
Onye ohi ahụ mara mgbidi ka ndị uweojii na-achụ ya ọsọ.
The thief leaped over the wall while he was being chased by the police.
Ọ na-ama akwa ahụ nke ọma.
Ọ na-ama akwa ahụ nke ọma.
She is tying that wrapper well.
A mara ya ube n'agịrịga.
A mara ya ube n'agịrịga.
He was stabbed with a spear in the rib.
Ileta ha mara m.
Ileta ha mara m.
The responsibility to take care of them fell on me.
Ọ na-ama ụkwụ ma ọ na-aga ije.
Ọ na-ama ụkwụ ma ọ na-aga ije.
He leaps while walking.
Ọ ka mma ịma ya ụra.
Ọ ka mma ịma ya ụra.
It is better to slap him.
Ha ga-ama aja.
Ha ga-ama aja.
They will jump the fence.
Maa agwọ ahụ okwute!
Maa agwọ ahụ okwute!
Throw stone at the snake.