ènyèmāáká
ènyèmaaka
| Word | ènyèmaaka |
| Definitions | Noun 1.help; alms; aid |
| Variations | ènyèmaka |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Emeka chọrọ enyemaaka anyị.
Emeka chọrọ enyemaaka anyị.
Emeka needs our help.
Obi chọ enyemaaka ego.
Obi chọ enyemaaka ego.
Obi needs financial help.
nyé áká
nye aka
| Word | nye aka |
| Definitions | Active verb 角稼 1.help; assist; aid |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Biko, nyee aka.
Biko, nyee aka.
Please, help out.
Ada na-enye nwaanyị ahụ aka mgbe anyị bịara.
Ada na-enye nwaanyị ahụ aka mgbe anyị bịara.
Ada was helping that woman when we came.
Alọzie ga-enye gị aka.
Alọzie ga-enye gị aka.
Alozie will help you.
Ọ na-enye aka mgbe ọbụla ọ bịara ebe a.
Ọ na-enye aka mgbe ọbụla ọ bịara ebe a.
She helps whenever she comes here.
Unu ga-enyere aka sie nri.
Unu ga-enyere aka sie nri.
You people should help to cook.
O nyere m aka n'ụtụtụ.
O nyere m aka n'ụtụtụ.
He helped me in the morning.
Nyere m aka.
Nyere m aka.
Help me.
Inyere aka n'ọrụ ezinụlọ dị mkpa.
Inyere aka n'ọrụ ezinụlọ dị mkpa.
To help in house chores is important.
ǹlúrúmìlú
ǹlurumìlu
| Word | ǹlurumìlu |
| Definitions | Noun 1.bile; a digestive secretion by the liver which aids the digestion of fats |
| Variations | ǹlurumììlu |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Nlurumilu ya agbawaala
Nlurumilu ya agbawaala
His bile has ruptured
òbìrìnájáöchá
òbìrìnajaọcha
| Word | òbìrìnajaọcha |
| Definitions | Noun 1.Acquired Immune Deficiency Syndrome (AIDS) |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
A na-esi ụzọ dị iche iche ebute ọrịa obirinaajaọcha.
A na-esi ụzọ dị iche iche ebute ọrịa obirinaajaọcha.
There are different ways of contracting Acquired Immune Deficiency Syndrome.
Obirinaajaọcha ji nwayọ nwayọ na-egbu mmadụ.
Obirinaajaọcha ji nwayọ nwayọ na-egbu mmadụ.
AIDS kills slowly.
Ada tara ahụ ka onye nwe obirinaajaọcha.
Ada tara ahụ ka onye nwe obirinaajaọcha.
Ada is thin like someone that has AIDS.
Onye butere obirinaajaọcha?
Onye butere obirinaajaọcha?
Who contracted AIDS?
ṃmįnwü
m̀mị̀nwụ
| Word | m̀mị̀nwụ |
| Definitions | Noun 1.deficiency of cellular immunity caused by Human Immuno Deficiency Virus (HIV), AIDS |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Onye oke akwamiko nwere ike ibute ọrịa mminwụ
Onye oke akwamiko nwere ike ibute ọrịa mminwụ
A promiscuous person is at the risk of contracting AIDS.