áhà
ahà
Word | ahà |
Definitions | Noun 名 1.name 2.noun; the part of speech |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Aha nna m bụ Okafọ.
Aha nna m bụ Okafọ.
My father's name is Okafor.
Aha ya pụtara 'Chukwu dị mma'.
Aha ya pụtara 'Chukwu dị mma'.
Her name means 'God is good'.
Aha ya toro ogologo ịkpọputa.
Aha ya toro ogologo ịkpọputa.
His name is long to pronounce.
Mkpụrụokwu ahụ bụ aha.
Mkpụrụokwu ahụ bụ aha.
That word is a noun.
Echefuola m aha anụmanụ a.
Echefuola m aha anụmanụ a.
I have forgotten the name of this animal.
Nwoke ahụ na-aza aha Yoroba.
Nwoke ahụ na-aza aha Yoroba.
That man bears a Yoruba name.
O nweghi onye na-aza aha ya.
O nweghi onye na-aza aha ya.
Nobody is answering his name.
ǫtütü
ọ̀tụtụ
Word | ọ̀tụtụ |
Definitions | Quantifier 裁 1.many; numerous; several; a lot |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Mmadụ dị ọtụtụ ebe a.
Mmadụ dị ọtụtụ ebe a.
People are many here.
Achọrọ m ọtụtụ ego.
Achọrọ m ọtụtụ ego.
I want lots of money.
Ndị nọ ebe ahụ dị ọtụtụ.
Ndị nọ ebe ahụ dị ọtụtụ.
The people there are many.
Ọtụtụ mmadụ bịara mmemme ahụ.
Ọtụtụ mmadụ bịara mmemme ahụ.
Many people attended that ceremony.