Nkọwa okwu logo
Beta

áhühü

ahụhụ

Wordahụhụ
Definitions

Noun

1.a small arthropod animal that has six legs and generally one or two pairs of wings; insect

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ahụhụ kpụrụ ibegiri achịcha dị n'usekwu.

Ahụhụ kpụrụ ibegiri achịcha dị n'usekwu.

Insects ate the bread crumbs in the kitchen.

Ụdị ahụhụ a ajọka.

Ụdị ahụhụ a ajọka.

This type of insect is too dangerous.

E nwere ahụhụ dị n'ime oghere a.

E nwere ahụhụ dị n'ime oghere a.

There is an insect inside this opening.

Ahụhụ jupụtara na nri ahụ mgbe chi foro.

Ahụhụ jupụtara na nri ahụ mgbe chi foro.

The food was filled with ants when it was dawn.

Ahụhụ a gbara m.

Ahụhụ a gbara m.

This insect stung me.

áhühü

ahụhụ

Wordahụhụ
Definitions

Noun

才世

1.suffering; difficulty; challenge

2.punishment

Related Terms
Word Stems

Examples

Ụdị ahụhụ a ekwesighị ekwesi.

Ụdị ahụhụ a ekwesighị ekwesi.

This type of suffering is unjust.

Ndị ógbènye na-ata ahụhụ

Ndị ógbènye na-ata ahụhụ

The poor suffer.

A tara onyeohi ahụ ahụhụ.

A tara onyeohi ahụ ahụhụ.

The thief was punished.

Ọ na-ata ahụhụ ebe ahụ.

Ọ na-ata ahụhụ ebe ahụ.

He is suffering there.

Ahụhụ akpụọla ya isi.

Ahụhụ akpụọla ya isi.

Suffering shaved his head (figurative)

Onye tara gị ụdị ahụhụ a?

Onye tara gị ụdị ahụhụ a?

Who punished you like this?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.