áfǫ
afọ̀
Word | afọ̀ |
Definitions | Noun 遺 1.year |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Afọ a bidoro nke ọma.
Afọ a bidoro nke ọma.
This year started well.
A ga-enwe ụkọ nri na afọ ọzọ
A ga-enwe ụkọ nri na afọ ọzọ
There will be scarcity of food next year
Anyị abanyela n'afọ ọhụrụ.
Anyị abanyela n'afọ ọhụrụ.
We are now in the new year.
Anyị abanyela n'afọ ọhụrụ.
Anyị abanyela n'afọ ọhụrụ.
We are now in the new year.
Afọ a bidoro nke ọma.
Afọ a bidoro nke ọma.
This year started well.
A ga-enwe ụkọ nri na afọ ọzọ
A ga-enwe ụkọ nri na afọ ọzọ
There will be scarcity of food next year
Nke a bụ afọ nke mbụ ọ bịara.
Nke a bụ afọ nke mbụ ọ bịara.
This is the first year he came.
Kedụ n'afọ a mụrụ gị?
Kedụ n'afọ a mụrụ gị?
What year were you born?
Afọ a ga-ewetara anyị ihe ọma.
Afọ a ga-ewetara anyị ihe ọma.
This year will bring good things for us.
Ọ bụ n'afọ ahụ ka o nwetara ọrụ bekee.
Ọ bụ n'afọ ahụ ka o nwetara ọrụ bekee.
It was in that year that he got white collar job.
Afọ a amaka.
Afọ a amaka.
This year has been amazing.
Ọnwa iri abụọ na-emezu otu afọ.
Ọnwa iri abụọ na-emezu otu afọ.
Twelve months completes one year.
Nwa m dị afọ anọ.
Nwa m dị afọ anọ.
My child is four years old.
Afọ ole ka i biri ebe ahụ?
Afọ ole ka i biri ebe ahụ?
How many years did you live there?
Àfǫ
Àfọ̀
Word | Àfọ̀ |
Definitions | Proper noun 淫 1.Arụsị of the third market day of the Igbo week, associated with north and the element of earth |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ kwụrụ ụgwọ ahụ n'ụbọchị Afọ a.
Ọ kwụrụ ụgwọ ahụ n'ụbọchị Afọ a.
He paid me that debt on this Afọ day.
Afọ ka ha ji ekpe ekpere maka obodo ha.
Afọ ka ha ji ekpe ekpere maka obodo ha.
They pray for their village on Afọ.
Anyị ga-ezukọ ọzọ n'ụbọchị Afọ, n'izu a.
Anyị ga-ezukọ ọzọ n'ụbọchị Afọ, n'izu a.
We will meet again on Afọ day, this week.
Taa bụ Afọ. Ị ga-abịa?
Taa bụ Afọ. Ị ga-abịa?
Today is Afọ. Will you come?