Nkọwa okwu logo
Beta

áhïrïókwú

ahịrịokwū

Wordahịrịokwū
Definitions

Noun

1.sentence

Related Terms
Word Stems

Examples

Ahịrịokwu na-enwe ngwaa.

Ahịrịokwu na-enwe ngwaa.

A sentence has a verb.

Were akpa mee ahịrịokwu.

Were akpa mee ahịrịokwu.

Make a sentence with bag.

Dee ahịrịokwu ise n'akwụkwọ gị.

Dee ahịrịokwu ise n'akwụkwọ gị.

Write five sentences in your book.

Gụọ ahịrịokwu ndị ahụ nke ọma.

Gụọ ahịrịokwu ndị ahụ nke ọma.

Read those sentences properly.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.