Nkọwa okwu logo
Beta

áhïrï

ahịrị̄

Wordahịrị̄
Definitions

Noun

1.a continuous stretch, especially caused by things or people positioned after each other; line; row

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

A haziri oche ndị dị na klaasị ha n'ahịrị anọ.

A haziri oche ndị dị na klaasị ha n'ahịrị anọ.

The chairs in their class were arranged in three rows.

Ha dotere ochenkwago ha n'ahịri atọ.

Ha dotere ochenkwago ha n'ahịri atọ.

They set their tables in three rows.

Ụmụakwụkwọ niile kwụ n'ahịrị oge onyeisi ụlọakwụkwọ na-agwa ha okwu.

Ụmụakwụkwọ niile kwụ n'ahịrị oge onyeisi ụlọakwụkwọ na-agwa ha okwu.

All the pupils were on the line when the headteacher was speaking to them.

áhųrų

ahụ̀rụ̀

Wordahụ̀rụ̀
Definitions

Noun

1.an emission of gas from the anus; fart

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ada anaghị anyụ ahụrụ n'ihu di ya.

Ada anaghị anyụ ahụrụ n'ihu di ya.

Ada does not fart in her husband's presence.

Ahụrụ ya esighi isi.

Ahụrụ ya esighi isi.

His fart did not smell.

Ọ nyụrụ ahụrụ ebe ndị okenye nọ.

Ọ nyụrụ ahụrụ ebe ndị okenye nọ.

He farted in the midst of elders.

Ahụrụ ya dara ụda.

Ahụrụ ya dara ụda.

His fart was loud.

Onye nyụrụ ahụrụ ebe a?

Onye nyụrụ ahụrụ ebe a?

Who farted here?

Ọ nyụghi ahụrụ ọsịịsọ.

Ọ nyụghi ahụrụ ọsịịsọ.

She did not fart quickly.

Ahụrụ dapụrụ ya n'ike.

Ahụrụ dapụrụ ya n'ike.

He unintentionally farted.

Ịnyụ ahụrụ na-egosi na ahụ zụrụ mmadụ oke.

Ịnyụ ahụrụ na-egosi na ahụ zụrụ mmadụ oke.

Farting is an indicator of good health.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.