áhïá
ahịa
Word | ahịa |
Definitions | Noun 宜 1.market; a place were things are sold and bought; 2.buying and selling of goods or items; trade |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anaghị ere akwa n'ahịa ahụ.
Anaghị ere akwa n'ahịa ahụ.
Cloths are not sold at that market.
Ahịa ahụ tere aka.
Ahịa ahụ tere aka.
That market is far.
A naghị eji ụtụtụ ama njọ ahia
A naghị eji ụtụtụ ama njọ ahia
You don't know a bad sales day from the morning
Ahịa ahụ ebughị ibu.
Ahịa ahụ ebughị ibu.
That market is not big.
Ahịa ahụ na-emechi ma ọ kụọ elekere isii.
Ahịa ahụ na-emechi ma ọ kụọ elekere isii.
That market closes at six o'clock.
Nne ya na-ere agwa n'ahịa ahụ.
Nne ya na-ere agwa n'ahịa ahụ.
His mother sells beans at that market.
Ego m furu n'ahịa.
Ego m furu n'ahịa.
I lost my money at the market.
Agara m ahịa.
Agara m ahịa.
I went to the market.
Ọ naghị ekwe ka nwunye ya gaa ahịa.
Ọ naghị ekwe ka nwunye ya gaa ahịa.
He does not allow his wife to go to the market.
Ugochukwu zụtara ji n'ahịa.
Ugochukwu zụtara ji n'ahịa.
Ugochukwu bought yam at the market.
Ahịa m batara.
Ahịa m batara.
My goods came in.
Abụ m onye ahịa.
Abụ m onye ahịa.
I am a business person.
Anyị na-ere ahịa.
Anyị na-ere ahịa.
We are selling goods.