Nkọwa okwu logo
Beta

ágüülǫ

agụụlọ̀

Wordagụụlọ̀
Definitions

Noun

1.small-sized lizards with almost transparent body, mostly found on walls in houses; gecko

Variationsagụ ụlọ̀
Related Terms
Word Stems

Examples

Agụụlọ rịbara n'ime akpa ya.

Agụụlọ rịbara n'ime akpa ya.

Wall gecko crawled into her bag.

Agụụlọ na-eri agbụsị.

Agụụlọ na-eri agbụsị.

Wall gecko lizard feeds on ants.

Agụụlọ na-asọ oyi.

Agụụlọ na-asọ oyi.

Wall gecko is irritating.

Mụ na agụụlọ adịghị na mma.

Mụ na agụụlọ adịghị na mma.

I am not friends with wall gecko lizard.

Agụụlọ na-ebi na mgbawara aja.

Agụụlọ na-ebi na mgbawara aja.

Wall gecko lives in wall crevice.

Ha gburu agụụlọ atọ.

Ha gburu agụụlọ atọ.

They killed three wall geckos.

O ji azịza tigbuo agụụlọ ahụ.

O ji azịza tigbuo agụụlọ ahụ.

He killed the wall gecko with broom.

Anaghị eri agụụlọ eri.

Anaghị eri agụụlọ eri.

Wall gecko is not edible.

Ọdụ agụụlọ ahụ pere mpe.

Ọdụ agụụlọ ahụ pere mpe.

The tail of the wall gecko is small.

ághülǫ

aghụlọ̀

Wordaghụlọ̀
Definitions

Noun

1.gecko [wall gecko]

Related Term
Word Stem

Examples

Aghụlọ̀ juru ebe niile.

Aghụlọ̀ juru ebe niile.

There are geckos everywhere.

Anaghị eri aghụlọ eri.

Anaghị eri aghụlọ eri.

Gecko is not edible.

Aghụlọ na-eri ụmụ ahụhụ.

Aghụlọ na-eri ụmụ ahụhụ.

Gecko eats insects.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.