ǹgàjì
ǹgàjì
Word | ǹgàjì |
Definitions | Noun 1.a kitchen utensil used in scooping food and also putting food in the mouth; spoon |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị kụrụ ngaji n'eze.
Anyị kụrụ ngaji n'eze.
We hit spoons on our teeth.
Ada na-ere ngaji.
Ada na-ere ngaji.
Ada sells spoon.
Azụtara m efere na ngaji.
Azụtara m efere na ngaji.
I bought plates and spoons.
Achọghị m ngaji.
Achọghị m ngaji.
I do not want spoon.
Enyekwala nwa ahụ ngaji igwe.
Enyekwala nwa ahụ ngaji igwe.
Do not give that child iron spoon.
Zụtara m ngaji ọhụrụ.
Zụtara m ngaji ọhụrụ.
Buy me a new spoon.
Ngaji ole ka i ji bịa?
Ngaji ole ka i ji bịa?
How many spoons did you come with.
Kedu ngaji bụ nke gị na ndịa?
Kedu ngaji bụ nke gị na ndịa?
Which spoon is yours among these?
Gbaa mbọ dee aha gị na ngaji gị.
Gbaa mbọ dee aha gị na ngaji gị.
Ensure to write your name on your spoon.
ìkó
ìko
Word | ìko |
Definitions | Noun 設 1.cup |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
E ji iko ahụ ṅụọ mmanya.
E ji iko ahụ ṅụọ mmanya.
That cup was used to drink wine.
Ifeyinwa, gbanye m otu iko mmiri.
Ifeyinwa, gbanye m otu iko mmiri.
Ifeyinwa, give me a cup of water.
Iko ahụ na-efu efu.
Iko ahụ na-efu efu.
That cup is missing.
E ji iko aṅụ mmiri.
E ji iko aṅụ mmiri.
We drink water with a cup.
Iko a ebuka.
Iko a ebuka.
This cup is too big.
Onye nwe iko a?
Onye nwe iko a?
Who has this cup?
Weta iko ahụ ebe a.
Weta iko ahụ ebe a.
Bring that cup here.
Ọ saghị iko ahụ asa.
Ọ saghị iko ahụ asa.
She didn't wash that cup.
Onye nyere gị iko ahụ?
Onye nyere gị iko ahụ?
Who gave you that cup?