ághá
agha
Word | agha |
Definitions | Noun 援 1.war; battle |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Agha adịghị mma.
Agha adịghị mma.
War is not good.
Agha ebiela.
Agha ebiela.
The battle has ended.
Agha na-ada n'obodo ha.
Agha na-ada n'obodo ha.
There is an ongoing war in their country.
Ndị Aguleri na Ụmụleri lụrụ nnukwu agha.
Ndị Aguleri na Ụmụleri lụrụ nnukwu agha.
Aguleri and Umuleri people fought a big battle.
Ụmụ nwoke ahụ nwụrụ n'agha.
Ụmụ nwoke ahụ nwụrụ n'agha.
That man's children died in the war.
E gburu nna ya n'oge agha.
E gburu nna ya n'oge agha.
His father was killed during the war.
Agha a agaghị eri isi m.
Agha a agaghị eri isi m.
This war will not claim my life.
Eso m lụọ agha.
Eso m lụọ agha.
I fought the war.