ágbö
agbọ
Word | agbọ |
Definitions | Noun 寀襲 1.vomit; a forceful discharge of stomach content |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Agbọ ya dị mmiri mmiri.
Agbọ ya dị mmiri mmiri.
Her vomit was watery.
Ijiji na-ebe ebe ọ gbọrọ agbọ.
Ijiji na-ebe ebe ọ gbọrọ agbọ.
Hosefly is perching where he vomitted.
Isi mmanụ ụgbaala mere o ji gbọọ agbọ.
Isi mmanụ ụgbaala mere o ji gbọọ agbọ.
The smell of motor oil made him vomit.
Agbọ mmanya ọ ṅụrụ na-esi.
Agbọ mmanya ọ ṅụrụ na-esi.
The vomit of the wine he took is smelling.
Ọ gbọsara m agbọ.
Ọ gbọsara m agbọ.
He vomited on me.
Ọ na-agbọ agbọ kwa ụtụtụ.
Ọ na-agbọ agbọ kwa ụtụtụ.
She vomits every morning.
Nwaanyị dị ime na-agbọkarị agbọ.
Nwaanyị dị ime na-agbọkarị agbọ.
A pregnant woman usually vomits.
Ọ na-agbọ agbọ.
Ọ na-agbọ agbọ.
He is vomiting.
Onye gbọrọ agbọ?
Onye gbọrọ agbọ?
Who vomited?
àgböghǫ
àgbọghọ̀
Word | àgbọghọ̀ |
Definitions | Noun 㡦 1.an unmarried woman; damsel; young lady; maiden |
Variations | àgbọọ̀ |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ada ka bụ agbọghọ.
Ada ka bụ agbọghọ.
Ada is still a young lady.
Amaka bụ ọmalicha agbọghọ nwere agwa ọma.
Amaka bụ ọmalicha agbọghọ nwere agwa ọma.
Amaka is a beautiful young lady with a nice behavior.
O sere foto a mgbe ọ ka bụ agbọghọ.
O sere foto a mgbe ọ ka bụ agbọghọ.
She took this picture when she was still a maiden.
O nwere otu ọmaric̣ha agbọghọ n'ụlọ.
O nwere otu ọmaric̣ha agbọghọ n'ụlọ.
She has a pretty you lady in her family.
àgböghöbįà
àgbọghọbị̀à
Word | àgbọghọbị̀à |
Definitions | Noun 㡦若 1.damsel; young lady; maiden |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Kedụ ụmụ agbọghọbịa nọ ebe a?
Kedụ ụmụ agbọghọbịa nọ ebe a?
Where are the young ladies here?
Ọ dị mma ka agbọghọbịa ọbụla nwee ọrụaka.
Ọ dị mma ka agbọghọbịa ọbụla nwee ọrụaka.
It is good for every young lady to have a handwork.
Naanị ndị agbọghọbịa ga-agba egwu.
Naanị ndị agbọghọbịa ga-agba egwu.
Only the maidens will dance.
Ụmụ agbọghọbịa nwere mmemme taa.
Ụmụ agbọghọbịa nwere mmemme taa.
Young ladies have an event today.
Naanị ụmụ agboghobịa na-anọ n'otu a.
Naanị ụmụ agboghobịa na-anọ n'otu a.
Only young ladies stay in this group.
únèrè
unèrè
Word | unèrè |
Definitions | Noun 鎖 1.banana (Musa sapientum Linn.) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Enwe na-eri unere.
Enwe na-eri unere.
Monkeys eat banana
Ana-asụ unere asụ.
Ana-asụ unere asụ.
Banana can be pounded.
Biko zụtaara m unere.
Biko zụtaara m unere.
Please buy banana for me.
Unere ahụ achaghị acha.
Unere ahụ achaghị acha.
That banana is not riped.
Unere dị ụkọ.
Unere dị ụkọ.
Banana is scarce.
Unere na-atọ ụtọ.
Unere na-atọ ụtọ.
Banana is sweet.
Unere a dị ọnụ.
Unere a dị ọnụ.
This banana is costly.
Unere dị n' ụlọ emebiela.
Unere dị n' ụlọ emebiela.
The plantain at home has spoilt.